Owẹrrẹ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Owẹrrẹ

Owẹrrẹ (Owerri na édé beke) bụ ịsị óche Imo State. Dika ịsị óche ndi ewere na obodo Naigeria, Owẹrrẹ nwere ọtụtụ madu bi n'ime ya. Owẹrrẹ ugbua nwere ụlọ akwukwo di elu nke mere ya obodo akwukwo, ụlọ akwukwo ndịa bụ Federal university nke nka na ụzụ Owẹrrẹ, Federal polytechnic nke Nekede, Imo state university ya na Alvan Ikoku college. Ule agumakwụkwọ di kwa na Owẹrrẹ. Ụlọ akwụkwọ ndịa emela Owẹrrẹ abụrụ ebe agụma akwụkwọ bụ suru gede.

Lee nke ozo[mèzi]



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass