Sarah Jibrin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Sarah Jibrin
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereSarah Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionyeisi oche nwaanyi Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Sarah Jibrin bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị obodo Naijiria. Ọ bụ naanị ya bụ nwanyị zọgoro ọkwa onyeisiala maka otu pati People's Democratic Party (PDP).

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Jibrin guzoro dị ka onye ndoro-ndoro ochichi onye isi ala nke ime obi otu People's Democratic Party na mbido afọ Puku abụọ na iri na otu (2011), mana ọ jisiri ike nweta otu votu n'ime ndị nnọchi anya 5000. [1] [2]

Jibrin jere ozi dịka onye ndụmọdụ pụrụiche maka ụkpụrụ omume na ụkpụrụ nye Onye isi ala Goodluck Jonathan . [3]

Ọ bụ obere oge onyeisi oche nke Otu party Justice Must Prevail Party (JMPP), nke e guzobere na afọ puku abụọ na iri na asaa (2017). [3] Na ọnwa June afọ puku abụọ na iri na asatọ (2018) o so na ndị isi JMPP ṅụrụ iyi ọha megide mpụ na arụrụ ala . [4]

A kpọbatara ya na Ụlọ Nzukọ Ama na National Center for Women Development . [5]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Sarah Jibril: When Women Betray A Woman, EConomic COnfidential, 1 February 2011. Accessed 20 May 2020.
  2. SARAH JIBRIN: My Defeat Will Haunt Womenfolk, P.M. News, 3 February 2011. Accessed 20 May 2020.
  3. 3.0 3.1 Fuse Democracy Day, handing-over day into Oct. 1, Jibrin tells FG, The Guardian, 16 June 2018. Accessed 20 May 2020.
  4. 2019: Ezeife, Sarah-Jibrin, Other JMPP Leaders Take Oath, Aljazirah, 14 June 2018.
  5. Nkechi Chima, Why we set up hall of fame for Nigerian women –Mary Ekpere-Eta, DG, Women Development Centre, The Sun, 1 March 2020. Accessed 20 May 2020.