Yinka Edward

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yinka Edward
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ebe ọmụmụJos Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi-foto Dezie
ebe agụmakwụkwọNational Film and Television School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie
Ọrụ ama amaOctober 1, 93 Days, Mgbagwoju anya Na Wa, Lionheart Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Yinka Edward,onye amụrụ na Jos, Nigeria, bụ Nigerian cinematographer eji ọrụ aka ya mara na ihe nkiri fim <i></i>October 1, 93 Days, A Love Story (onye nwetara mmeri nke BAFTA's Best British Short Animation category, 2017),Confusion Na Wa na Lionheart. .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Na mbido afọ ọrụ ya mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na National Film Institute na Jos, Nigeria n'afọ 2006, [1] [2] Edward na film director, Mak 'Kusare rụkọrọ ọrụ n'ihe nkiri fim akpọrọ Ninety Degree ma sonye ndi otu BBC's mepụtara Wetin Dey . [3] Mgbe ọrụ ya na Wetin Dey gasịrị, Edward gosiri ihe nkiri ọzọ akpọrọ The Ties That Bind na Namibia, bụ nke ihe nkiri izizi nke obodo Namibia. [4] Na Nigeria, ya na Kunle Afolayan's mapụtara films The Figurine, Phone Swap na October 1. O gosipụtakwara Izu Ojukwu's fim ndị ọzọ bụ Alero's Symphony, nakwa '76.[5][6][7] Na Kenya, O gosipụtakwara fim Something Necessary, bụ nke Tom Tykwer kwadoro. ebe Judy Kibingehaziri ya. .Toronto International Film Festiva, n'afọ 2013 ma ahọpụtara ya maka ihe onyinye Audience Choice Award na mmemme fim nke ndị Chicago n'afọ 2013. [8] Otu n’ime ọrụ ya dị ugbu a bụ fim Netflix akpọrọ Lionheart si Nigeria nke Genevieve Nnaji haziri. Edward onye otu National Film and Television School nke di na Beaconsfield, England, ebe o natara nzere nke Master of Arts na mmeputa ihe nkiri fim na onyonyo, nke gbadoro ụkwụ na sinimatografi. [9]

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Nigerian Filmmaker's Guide to Success: Beyond Nollywood. Amazon (15 September 2014). Retrieved on 23 January 2018.
  2. About Yinka Edward. Cinema Kpatakpata. Retrieved on 28 July 2017.
  3. Yinka Edward Mini Bio. IMDb. Retrieved on 28 July 2017.
  4. Yinka Edwards: A Nigerian’s rough turf to British film school. The Nation Newspaper (20 October 2013). Retrieved on 28 July 2017.
  5. About Yinka Edward. Cinema Kpatakpata. Retrieved on 28 July 2017.
  6. Yinka Edward Mini Bio. IMDb. Retrieved on 28 July 2017.
  7. Yinka Edwards: A Nigerian’s rough turf to British film school. The Nation Newspaper (20 October 2013). Retrieved on 28 July 2017.
  8. Nominations. IMDb. Retrieved on 28 July 2017.
  9. Yinka Edward Biography. Yinka Edward. Archived from the original on 28 July 2017. Retrieved on 28 July 2017.