Yvonne Ekwere

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yvonne Ekwere
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereYvonne Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Maachị 1987 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos, Holy Child College Dezie

Yvonne Imoh-Abasi Glory Ekwere (amụrụ na ubochi nke ato na onwa Machị ,1987), nke a maara dịka Yvonne Vixen Ekwere, bụ onye mgbasa ozi Naijiria, onye na-emepụta ọdịnaya na onye na-eme ihe nkiri nke na-arụ ọrụ dị ka onye na-eweta E-Weekly na Ihe ngosi onyonyo silverbird .[1] Kemgbe ọ malitere dị ka onye na-akwado ihe ngosi n'abalị na Rhythm 93.7 FM, ụdị ngosi ya ahụla ka o meriri ọtụtụ ihe nrite.[2][3]

Vixen bụ nwa afọ Akwa Ibom Steeti, Nigeria, mana a mụrụ ya dị ka nwa ikpeazụ n'ime ụmụ asaa na Lagos Steeti, Ndida odida anyanwu Nijiria ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Ulo akwukwo praimari airforce Victoria Island, Lagos na Holy Child College, Lagos n'otu n'otu.[1] O nwere nzere bachelọ na History na International Studies nke o nwetara na Mahadum lagos Steeti .[4]

Ọrụ ya malitere n'afọ 2008 mgbe Ikponmwosa Osakioduwa kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-akwado ihe ngosi redio a na-akpọ Dance Party nke na-egosi na Rhythm 93.7 FM.[5] Vixen mechara nyochaa ma merie ọrụ dị ka onye na-egosi ihe ngosi ntụrụndụ nke Ihe igwe onyonyo silverbirdbụ E-Weekly .[6] Ọrụ ya ahụla ajụjụ ọnụ ya na ndị ama ama ama ma na-akwado ọtụtụ ihe omume dị elu gụnyere nwa agbogho kacha maa mma n’afo 2012 na onye bụbu onye isi ala, Goodluck Jonathan's "Nri abali na ndi metutara show biz "n'etiti ndị ọzọ.[1] N'ọnwa Ọktọba afọ 2015, ọ malitere ihe ngosi nke ya nke akpọrọ Drive Time with Vixen . O hotara Oprah Winfrey dị ka isi iyi nke mkpali ya.[6]

O meela ihe nkiri ma pụta na ihe nkiri na ihe nkiri ncha gụnyere 7 Inch Curve, Render to Caesar, Put a Ring on It na oge 2 nke Gidi Up ebe ọ pụtara na ihe omume ato.[7]

Ihe nrite na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Kayode Badmus. "Popular broadcaster, Yvonne Vixen Ekwere clocks 29 years", Nigerian Entertainment Today, 3 March 2016. Retrieved on 25 September 2016. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "net" defined multiple times with different content
  2. Esho Wemimo. "Yvonne Vixen Ekwere: My Ex Used Me To Get Famous", Pulse Nigeria, 17 October 2014. Retrieved on 25 September 2016.
  3. Maryjane Ezeh. "Yvonne Vixen Ekwere Overdosed On Self-Love As She Celebrates Birthday (Photos)", nigeriafilms.com, The Nigerian Voice, 3 March 2016. Retrieved on 25 September 2016.
  4. Yvonne Vixen Ekwere Biography. www.mybiohub.com (3 March 2016). Retrieved on 25 September 2016.
  5. Christian Agadibe. "Fans stalk me for love –Yvonne Ekwere, radio presenter", The Sun Newspaper, 14 August 2016. Retrieved on 25 September 2016.
  6. 6.0 6.1 Adeola Adeyemo (24 March 2012). BN Saturday Celebrity Interview: She’s Called "Vixen" For a Reason. Meet TV Presenter Yvonne Ekwere. BellaNaija. Retrieved on 25 September 2016.
  7. Toolz, OC Ukeje, Zainab Balogun, Ikechukwu, Adesua Etomi at "Gidi Up" Season 2 Premiere. BellaNaija (22 June 2014). Retrieved on 25 September 2016.