Jump to content

Yvonne Jegede: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Created by translating the page "Yvonne Jegede"
O nweghị ihe dị iche.

Orübà nà ógè 15:48, 31 Ọgọọst 2017

Yvonne Jegede na "Pot Of Life"

A mụrụ Yvonne Jegede n'abali iri-abụọ (25) n'ọnwa asatọ n'afọ 1983 n' Edo State, Nigeria ma pụta ihie site n'egwu Tuface nke ọkpọrọ "African Queen".[1]

Ọrụ ya

Jegede bụ onye egwuregwu onyo-onyoo bụkwara onye mmepụta. Mazi Charles Novia dụbatara ya n'egwuregwu ihie nkiri n'agbanyeghi n'ọchọrọ ibụ onye Nlereanya site na nwanta. O meela ọtụtụ ihie nkiri dika 'Missing Angels' nakwa Okafor's Law na nso-nso a.[2] N'afọ 2015 O mepụtara ihie nkiri nke mbụ ya nke ọkpọrọ '3 is Company'.[3]

N'ọgwụgwụ afọ 2016, ebipụtara Yvonne Jegede n'ihu 'Wedding edition Genevieve Magazine', ebe oyi akwa alụmdi 'Agatha Moreno'.[4]

Nrụtụaka

  1. mybiohub. Yvonne Jegede Biography - Movies, Age, Profile, Instagram. mybiohub.com. Retrieved on 8 October 2016.
  2. Yvonne Jegede. imdb.com. Retrieved on 8 October 2016.
  3. 5 things you don't .
  4. Oluwole, Ebun. "Actress Yvonne Jegede Covers The Wedding Issue Of Genevieve Magazine", Cosmopolitan Magazine, 14 December 2016. Retrieved on 12 February 2017.