Yvonne Jegede

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Yvonne Jegede na "Pot Of Life"

A mụrụ Yvonne Jegede n'abali iri-abụọ (25) n'ọnwa asatọ n'afọ 1983 n' Edo State, Nigeria ma pụta ihie site n'egwu Tuface nke ọkpọrọ "African Queen".

Ọrụ ya[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Jegede bụ onye egwuregwu onyo-onyoo bụkwara onye mmepụta. Mazi Charles Novia dụbatara ya n'egwuregwu ihie nkiri n'agbanyeghi n'ọchọrọ ibụ onye Nlereanya site na nwanta. O meela ọtụtụ ihie nkiri dika 'Missing Angels' nakwa Okafor's Law na nso-nso a.[1] N'afọ 2015 O mepụtara ihie nkiri nke mbụ ya nke ọkpọrọ '3 is Company'.[2]

N'ọgwụgwụ afọ 2016, ebipụtara Yvonne Jegede n'ihu 'Wedding edition Genevieve Magazine', ebe oyi akwa alụmdi 'Agatha Moreno'.[3]

Nrụtụaka[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. Yvonne Jegede. imdb.com. Retrieved on 8 October 2016.
  2. 5 things you don't .
  3. Oluwole, Ebun. "Actress Yvonne Jegede Covers The Wedding Issue Of Genevieve Magazine", Cosmopolitan Magazine, 14 December 2016. Retrieved on 12 February 2017.