Annie Macaulay-Idibia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Annie Macaulay-Idibia
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAnnie Macaulay–Idibia Dezie
Aha ọmụmụAnnie Macaulay–Idibia Dezie
Aha enyereAnnie Dezie
aha ezinụlọ yaMacaulay-Idibia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Novemba 1984 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Dị/nwunye2face Idibia Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel, omee, okoo akuko, onye asọmpi ịma mma Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ȯra Lagos, Mahadum nke Lagos Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriYoung, Famous & African Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Afọ ọmụmụ - Amụrụ Annie Macaulay-Idibia n'abalị iri na atọ nke onwa novemba n'afọ 1984 (afo iri atọ na ise )

Ibadan, Oyo steetị, Naijiria.

Nwamaala - Nigerian

Akaọrụ - Onye na-eme ihe nkiri(omee), onye nlereanya, onye na-eme ihe nchikọta.

Afọ n'ọrụ - 2009-ugbu a

Dị - Innocent Idibia

.

Annie Macaulay – Idibia (amụrụ n'ubọchị iri na atọ n'onwa novemba n'afọ 1984) bụ onye Naijiria, onye nlereanya,onye na-eme ihe nchikota na onye na-eme ihe nkiri.[1][2] A họpụtara ya na ụdị "Onye na-akwado ihe nkiri kachasị mma" (Best Supporting Actress) na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/2009_Best_of_Nollywood_Awards" rel="mw:ExtLink" title="2009 Best of Nollywood Awards" class="cx-link" data-linkid="45"> 2009 Best of Nollywood Awards </a>.

Mmalite ndụ na mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Annie na Ibadan mana ọ bụ onye Eket na steeti Akwa Ibom. Ya na nne ya kwagara na Lagos mgbe nne na nna ya gbara alụkwaghim. O nwere akara mmụta na Computer Science na Theatre Arts mgbe ọ gụsiri akwụkwọ na Lagos State University na University of Lagos n'otu n'otu.[3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu Annie Macaulay – Idibia a malite ọrụ ime ihe nkiri ya, ọ sọrọ mpi n'egwuregwu "Queen of All Nations Beauty Pageant" ebe ọ bụ osote onye mbụ. O bụkwa onye egosiri na mbido vidiyo egwu nke 2face idibia akpọrọ "African Queen ".[3]

Ọrụ ya na Nollywood pụtara ihè maka ọrụ ya na ihe nkiri akpọrọ Pleasure and Crime na Blackberry Babes .

Ihe nkiri ahọputara[dezie | dezie ebe o si]

  • First Family
  • Pleasure and Crime
  • White Chapel
  • Blackberry Babes
  • Return of Blackberry Babes
  • Estate Runs
  • Unconditional[4]
  • Obiageli The Sex Machine
  • Morning After Dark
  • Beautiful Moster

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Annie Macaulay – Idibia lụrụ 2face Idibia , nke ya na ya nwere ụmụ abuọ. Ọ mụrụ nwa nke mbụ ya, nwa nwaanyị aha ya bu Isabella Idibia n'onwa Disemba n'afọ 2008 na nwa nke abụọ ya bụ Olivia Idibia n'ụbọchị atọ nke onwa Jenụwari n'afọ 2014. O nwekwara ụlọ ọrụ ebe a na-achọ mma (beauty salon) na Atlanta a na-akpọ "BeOlive Hair Studio".

Onyinye na nhoputa[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nrite Nsonaazụ
2009 Onyinye Nollywood 2009 kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2016 Ihe Nlere Egwu Afrika style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie[5]

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. Osagie Alonge. "‘Red’y for Valentine’: Annie Idibia covers TW Magazine", Nigerian Entertainment Today, 10 February 2013. Retrieved on 8 September 2015.
  2. Osagie Alonge. "Annie Macaulay-Idibia returns to acting", Nigerian Entertainment Today, 11 June 2013. Retrieved on 8 September 2015.
  3. 3.0 3.1 Nkechi Chima. "I wept day I married Tuface–Annie Idibia", The Sun, 27 July 2014. Retrieved on 8 September 2015.
  4. "Uche Jombo Produces New Movie ‘Unconditional’ Starring Dakore Akande & Annie Macaulay Idibia [WATCH THE TRAILER]", 21 September 2013. Retrieved on 9 September 2015.
  5. "Annie Idibia wins African Entertainment Legend Award", Nigeria Entertainment Today, 2 February 2016. Retrieved on 2 February 2016.