Jump to content

Uche Ekwunife: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Tochiprecious (ṅkátá | mmetara)
Created by translating the page "Uche Ekwunife"
O nweghị ihe dị iche.

Orübà nà ógè 10:57, 11 Maachị 2019

Uche Ekwunife

Nigerian Senator
In office
June 2015 – 2016
Constituency Anambra Central

Múrú nà (1970-01-12) 12 Jenụwarị 1970 (age 54)
Ọtú ndọndȯ People's Democratic Party (PDP)
Alma mater University of Calabar, Nnamdi Azikiwe University

Uche Ekwunife (onye a mụrụ n'afọ 1970) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na otu onye isi nke Nigerian Senate nke asatọ.

Ndụ ya

A mụrụ Ekwunife na 1970 na Nri nke di n' Anaocha mgbe aha ya ka a bụ Ogudebe. Asambodo mbụ ya bụ Business na Accounting nke ọ nwetara na Mahadum Calabar . O wee mee MBA na Mahadum Nnamdi Azikiwe . [1]

Ekwunife bidoro irụ ọrụ na ụlọ akụ ebe o biliri ịbụ onye njikwa mpaghara di iche iche. Ọ lụrụ onye azụm ahia si obodo ya. Ya na Chief Larry Ekwunife nwere ụmụ. [1]

Ekwunife dọrọ ndọrọ ndọrọ ọchichi ugboro abụọ mana omeghị nkeọma. [1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchiteanya ndi Anambra na 2015. E nwere Senatọ karịrị 100 na National Assembly nke 8 , mana naanị isii n'ime ndị a bụ ụmụ nwanyị. Ndị ọzọ bụ Rose Okoji Oko , Stella Oduah , Fatimat Raji Rasaki , Oluremi Tinubu na Binta Garba . [2] Ekwunife emeriwo ndọrọ ndọrọ ọchichi 2015 ma ọ bụ nanị site n'ịgbanwe otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya. N'ihi nke a, ekweghị na ọbụ ya meriri ndọrọ ndọro a. Na Decemba 2015, a kwupụtara n' oche ya dị ka ihe efu. Ndi otu ndọrọ ndọrọ ọchichi ya ekeghị idọchitere ukwu maka oche ya nke gara aga. [3]

Nrụtụaka

  1. 1.0 1.1 1.2 Ihe ndekọ nke Uche Ekwunife , NigerianBiography.com, Wepụtara 15 February 2016
  2. Ndi isi umuaka isii n'ime nzuko mba nke 8 , Naij, com, weputara 15 February 2016
  3. Kọmitii APC na-ekweghị "mma-ihu igwe" Ekwunife site na ịsọ asọ na Senate laghachiri n'elu ikpo okwu ndị mmadụ , 21 Jenụwarị 2016, Festus Owete, Wepụtara na 15 February 2016