Oluremi Tinubu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Oluremi Tinubu
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereOluremi Dezie
aha ezinụlọ yaTinubu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Septemba 1960 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Ogun Dezie
Dị/nwunyeBola Tinubu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye were ọrụNaijiria Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, First Lady of Nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Obafemi Awolowo Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAction Congress, All Progressives Congress Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Oluremi Tinubu (amumuruya 21 Septemba1960) nwuye onye isi ala mana ugba obu onye okaiwu na Lagos State. Obu onye otu pati All Progressives Congress (APC).[1]

Mbido ndu ya na agumakwukwo[dezie | dezie ebe o si]

Oluremi Tinubu bu nwa ikwpeazu na ime umu iri na abuo; Azuruya na  Ogun State.[2]

Tinubu  ritere B.S. na mmuta na mahadum no na lfe nke anakpo University of Ife, na nzere ozo ndi oyibo na akpo National Certificate of Education n'ime osisi akumaku  na umuanuma nu  site na ulomuta Adeyemi College of Education.

Oru ndorondoro ochichi[dezie | dezie ebe o si]

Oluremi Tinubu ghoro nwanyi mbu nke obodo Lagos mgbe di ya Bola Tinubu meriri na akwa ndoro ochichi  ibu onyeisiala na Lagos state. Dika nwayi mbu ,o hiwere ogbaku ana - akpo New Era Foundation, nke na arara enye nguzowe ogbako nke na ahu maka nlekota ndi na etoetao na  mata ihuoha ime nchekwa mgburumguru ebe obidi na oru obodo ."[3]

Mgbe aghoputara Tinubu, amara aka na ulo ikpe uloikpe nke uloikpe mkpesa nke ga-emesi kpokota maka kwado nhoputa ndi ochichi na afo 2012.[4]

Tinubu bu otu onye n'ime out nari ndi okaiwu ahoputara na nzuko asato n'ime afo 2015. Otuodina, nani umunwanyi isii ka aghoro.. Ndi nke ozo bu  Stella Oduah na Uche Ekwunife, ndi nochitere anya Anambra, Fatimat Raji Rasaki, Rose Okoji Oko na Binta Garba.[5]

Ndu onwe onye [dezie | dezie ebe o si]

Oluremi bu nwunye onye wubu oneye isiala na onye okaiwu Lagos State, aha ya bu Bola Tinubu.Obu onye otu karist .[6]

Nrutuaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Senator Remi Tinubu Full Biography.
  2. About Oluremi. Oluremi Tinubu. Archived from the original on 15 February 2017. Retrieved on 20 May 2012.
  3. Foundations and NGOs: An engine for humanitarian goals or fraud?. National Mirror. Archived from the original on 2012-05-22. Retrieved on 2018-08-25.
  4. "Tribunal upholds Tinubu's election", odili. Retrieved on 20 May 2012.
  5. The 6 female senators in 8th National Assembly, Naij,com, Retrieved 15 February 2016
  6. Àtụ:Cite She is blessed with two daughters: Zainab and Habibat. news