Fatimat Olufunke Raji-Rasaki
Ọdịdị
Fatimat Olufunke Raji-Rasaki
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Fatimata |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jenụwarị 1957 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Ekiti |
| Dị/nwunye | Raji Rasaki |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, civil servant |
| Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party, All Progressives Congress |

Fatimat Olufunke Raji-Rasaki ⓘ
Ndu ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Raji-Rasaki na Ekiti State na 1 Jenụwarị 1957. Ọ gara Doherty Memorial Grammar School na Ijero, tupu ya amụ na Mahadum Lagos.
A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchiteanya maka steeti Ekiti. E nwere ihe karịrị otu narị ndị otu a họpụtara na nzukọ agako nke esato na 2015, mana naanị isii n'ime ndị a bụ ụmụ nwanyị. Ndị ọzọ bụ Stella Oduah na Uche Ekwunife bụ ndị na-anọchite anya Anambra, Rose Okoji Oko, Oluremi Tinubu na Binta Garba.[1]
N'afọ 2016, ọ gbara afọ iriano nke alụmdi na nwunye Brigadier General Raji Alagbe Rasaki.[2]
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The 6 female senators in 8th National Assembly, Naij,com, Retrieved 15 February 2016
- ↑ Ex-Gov. Raji Rasaki And Wife, Fatima Open Up On Their 40 Year Marriage, Tayo Fajorin-Oyediji, CityPeopleNG.eng, Retrieved 14 February 2016