Jump to content

Di'Ja: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Uzumma (ṅkátá | mmetara)
Created by translating the page "Di'Ja"
Tags: [1] [[MidiaWiki:Cx-nkowapagelink|NtugharịỌdịnaya]]
 
→‎Nsidee: Full fan
Tags: Reverted ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ahiri 166: Ahiri 166:
{{Reflist|colwidth=30em}}
{{Reflist|colwidth=30em}}
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]
[[Òtù:Mmadụ ndi di ndụ]]

16 : Chibuke .........

Dika omenaala anyi ndi igbo si ekwu ka eme anyi bu ndi amara, ahuru m Igbo n'anya, ahuru. ( https://wapexclusive.com/download-vashawn-mitchell-joy-mp3/ ) m nwanyi anyi ama dika wurld, mr Flavour anyi bu ndi igbo anyi di uku n'Africa

Orübà nà ógè 09:19, 1 Jụn 2021

Àtụ:Infobox musical artist Di'Ja

Di'Ja na 2015

Nkọwa ya

Aha Hadiza Blell

Nkenụụdị

R&B

pọpụ

Afurobiiti

Afuropọpụ

Aka ọrụ

Otii egwu

odee egwu

Afọ ọ nọ ọrụ 2002–ugbua

Lebeelụ Mavin Records

Ndị egwu

Don Jazzy

Tiwa Savage

Patoranking

Dr SID

Reekado Banks

Korede Bello

D'Prince


Hadiza Blell, onye amara aha ọgbọ ya dịka Di'Ja, bụ onye Naịjirịa na-eti egwu na onye na-ede egwu na Naịjirịa . Ọ bịanyere aka na "Mavin Records" ugbu a . Na 2009, ọ wepụtara otu egwu nke mbu ya bu "Rock Steady", nke a hoputara maka "Best Urban / R & B Single" na 2009 Canadian Redio Muziki Awọdụ". Ọzọkwa, ọ meriri ihe nrite ọkacha ọhụụ onye egwu na 2008 Biiti Muziki Awọdụ. [1] [2]

Ndụ mbido

Di'Ja ebiela na Naịjirịa, Sierra Leone, United Steeti na Canada . Nne ya si ugwu Hausa Naịjirịa ma nna ya si Sierra Leone . Di'Ja nwetara akara ugo mmụta na bayoloji na akparamaagwa . [3]

Ọrụ egwu

Ọrụ egwu ya malitere na 2008. [4] Na 2012, Di'Ja weputara ọtụtụ otu egwu, gụnyere "Dan'Iska (Rudebwoy)", "Hold On (Ba Damuwa)" na "How Can We Be Friend". [5] Na Febuwarị 14, 2014, Di'Ja bịanyere aka na ndekọ egwu nke Don Jazzy "Mavin Records". [3] "Yaro", otu egwu mbụ ya pụtara n'otu ụbọchị ahụ. Ọ na-enye olumba Hausa na Krio ịkwanyere Naịjirịa na Sierra Leone ugwu. [6]

Na Mee 2014, e gosipụtara Di'Ja na " Dorobucci " n'akụkụ ndị ọrụ akara ha Don Jazzy, Dr SID, Tiwa Savage, D'Prince, Korede Bello na Reekado Banks . [7] E gosikwara ya na "Arise", ya na Don Jazzy na Reekado Banks. Na Disemba 15, 2017, Di'Ja weputara egwu ya Aphrodija, nke gosipụtara ndị egwu ọzọ bụ Tiwa Savage na Reekado Banks. [8] [9]

Onyinye na nhọpụta

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ Ref
2014 Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa Kacha nwere ihe nkiri style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [10]
2009 Onyinye Egwu Redio nke Canada Ọkacha egwụ Ọbanụ/R&B style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [1] [2]
2008 Onyinye egwu biiti Onye Ọkacha Mma ọhụrụ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie

Ihe nkiri

Afọ Aha Abọn
2008 "Rock Steady" rowspan="11" Àtụ:N/a
2012 "How Can We Be Friends"
2013 "Dan'Iska (Rudebwoy)"
"Hold On (Ba Damuwa)"
2014 "Yaro"
"Dorobucci"[11]

(ya na Don Jazzy, Tiwa Savage, Dr SID, D'Prince, Reekado Banks, na Korede Bello)
"Awww"
"Adaobi"[12]

(ya na Reekado Banks, Korede Bello, na Don Jazzy)
2015 "Looku Looku"
2016 "Take Kiss"[13]
2017 "Air"
2019 “Omotena” "Di’Ja EP"
Afọ Aha Abọm Nduzi Ref
2016 "Take Kiss" rowspan="3" Àtụ:N/a Adasa Cookey [14]
2016 "Falling For You" Unlimited L.A [15]
2014 "Aww" Unlimited L.A

Nsidee

  1. 1.0 1.1 Abimboye, Micheal (15 February 2014). Nigerian Entertainment Round-up: Donjazzy’s Mavin Records signs on new artiste’ Di’Ja. Premium Times. Retrieved on 19 March 2014.
  2. 2.0 2.1 Filani, Omotola (14 February 2014). Don Jazzy signs female act Di'Ja to Mavin Records. Daily Post Newspaper. Retrieved on 19 March 2014.
  3. 3.0 3.1 Alonge, Osagie (14 February 2014). Don Jazzy signs new act Di'ja to Mavin Records, 2 more to follow. Nigerian Entertainment Today. Retrieved on 19 March 2014. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "NETNG" defined multiple times with different content
  4. Mavin Boss Don Jazzy Signs New Act Di'ja to Mavin Records, 2 more to follow. Information Nigeria (17 February 2014). Retrieved on 19 March 2014.
  5. Must Listen! Di'Ja presents "Dan'Iska (Rudebwoy)" and "Hold On (Ba Damuwa)". Bellanaija (5 February 2013). Retrieved on 19 March 2014.
  6. Introducing Don Jazzy's New Artiste Di'ja! Listen to Her New Single – Yaro. bellanaija (14 February 2014). Retrieved on 14 February 2014.
  7. S, Quedy (1 May 2014). MUSIC: Mavins – Dorobucci ft Don Jazzy, Dr Sid, Tiwa Savage, Dprince, Di’Ja, Korede Bello, Reekado Banks. 360nobs. Retrieved on 11 May 2014.
  8. "Aphrodija" Offers a More Complete Expressive Di'ja. Pulse.
  9. View Nigeria (21 September 2014). The Mavins – Arise Ft. Don Jazzy, Reekado Banks & Di’Ja. View Nigeria. Retrieved on 21 September 2014.
  10. Abimboye, Micheal (31 May 2014). Pop duo, Skuki, reject Nigerian Entertainment Awards nomination. Premium Times. Retrieved on 1 June 2014.
  11. Opeoluwani, Akintayo (10 May 2014). MUSIC REVIEW: 'Dorobucci' Could Have Been Better With D'Banj. Daily Times of Nigeria. Retrieved on 21 May 2014.
  12. New Music: Mavins Feat. Di’Ja, Reekado Banks, Korede Bello – Adaobi. Bellanaija (27 May 2014). Retrieved on 1 June 2014.
  13. New Music Di’Ja – 'Take Kiss' ft. BabyFresh. Joey Akan. Retrieved on 26 January 2016.
  14. Di'Ja Singer is playful and adorable in 'Take kiss' video. Joay Akan. Retrieved on 26 January 2016.
  15. Di'Ja, Patoranking Stars become colourful lovers in 'Falling for you' video. David Mawuli. Retrieved on 3 February 2016.

16 : Chibuke .........

Dika omenaala anyi ndi igbo si ekwu ka eme anyi bu ndi amara, ahuru m Igbo n'anya, ahuru. ( https://wapexclusive.com/download-vashawn-mitchell-joy-mp3/ ) m nwanyi anyi ama dika wurld, mr Flavour anyi bu ndi igbo anyi di uku n'Africa