Premium Times

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Premium Times
newspaper
Oge/afọ mmalite2011 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụAbuja Dezie
ndị mbipụtaDapo Olorunyomi Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
webụsaịtịhttps://premiumtimesng.com Dezie

Premium Times bụ akwụkwọ akụkọ Naijiria dị n'ịntanetị ụlọ ọrụ ha dịrị n'Abuja na Federal Capital Territory . Ọ bụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi nwere echiche iji nyere aka kwusie ọchịchị Naijiria ike, kwalite ọdịmma ọha na eze na akụ na ụba na ikike nke ndị mmadụ, ma kwalite omenala ha, na ịkwado maka omume kacha mma, ezigbo ọchịchị, nghọta na ikike mmadụ, kwekọrọ na ya. ụkpụrụ ndị a na-atụ anya na steeti onye kwuo uche ya nke oge a. [1] Ewepụtara ya na 2011. [2] Usoro ntanetị bụ ihe ama ama maka akwụkwọ akụkọ nyocha n'etiti mpaghara ndị ọzọ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. About Us | Premium Times Nigeria (en-GB). Retrieved on 2021-06-10.
  2. About Us. Premium Times. Retrieved on 22 April 2018.