Àtụ:Edemede nke íshí tà

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Dominika (asụsụ France: Dominique, asụsụ English: Dominica) ézíbóté áhà ya bu Àkù-ñkịtị nke Dominika, bu obodo-elu-mmiri na Ògbu miri Karibbean. Na odida olilé anyanwu ya bu Guadeloupe, na owuwa nleda anyanwu ya bu Martinik. Ívụ bu mgbárí kilometers 754 na ébé kárírí na élú àlà ya bu Morne Diablotins nwéré ogologo rúrú meters 1,447. Ha sị Àkù-ñkịtị nke Dominika wèrè madu ruru 72,500. Ishiochie ya bu Roseau. (Guwa...)