Dominika

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Dominika
sovereign state, Òbòdò àgwè, country
Akụkụ nkeLesser Antilles, Windward Islands, European Union tax haven blacklist, Caribbean Dezie
Oge/afọ mmalite1978 Dezie
aha gọọmentiCommonwealth of Dominica, Dominica, Commonwealth de Dominique, Dominica Dezie
akara alaCommonwealth of Dominica, Commonwealth Dominica Dezie
aha mkpirisi🇩🇲 Dezie
A gụrụ ahaSunday Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
Abụ njirimaraIsle of Beauty, Isle of Splendour Dezie
omenalaculture of Dominica Dezie
ederede motoApres Bondie, C'est La Ter, After God is the earth, След Бог е земята, The nature island Dezie
kọntinentOlile anyanwu Amerika Dezie
mba/obodoDominika Dezie
isi steetiRoseau Dezie
dị na mpaghara ogeUTC−04:00, Atlantic Time Zone, America/Dominica Dezie
dị na / na njirimara ahụrụ ányáCaribbean Dezie
nhazi ọnọdụ15°25′0″N 61°20′0″W Dezie
nhazi nke ebe ọwụwa anyanwụ15°23′43″N 61°14′25″W Dezie
nhazi nke ebe ugwu15°37′48″N 61°25′48″W Dezie
nhazi nke ebe ndịda15°12′27″N 61°21′13″W Dezie
nhazi nke ebe ọdịda anyanwụ15°32′16″N 61°28′47″W Dezie
geoshapeData:Dominica.map Dezie
ebe kachasi eluMorne Diablotins Dezie
kacha alaCaribbean Sea Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi ala na-enwepresident of Dominica Dezie
Onye isi alaCharles Savarin Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwerePrime Minister of Dominica Dezie
Onyeisi gọọmentiRoosevelt Skerrit Dezie
òtù omebe iwuHouse of Assembly of Dominica Dezie
central bankEastern Caribbean Central Bank Dezie
mmekọrịta mbaTaiwan, Njikota Obodo Amerika, Georgia, North Korea, China Dezie
EgoEastern Caribbean dollar Dezie
Nkwekọrịtara oke alaVenezuela Dezie
akụkụ ịkwọ ụgbọalaleft Dezie
ụdị nkwụnye ọkụ eletrikAC power plugs and sockets: British and related types, BS 1363 Dezie
na-esochiWest Indies Federation Dezie
Asụsụ ọ na-asụBekee, Bekee, Saint Lucian Creole French Dezie
webụsaịtịhttp://www.dominica.gov.dm/ Dezie
hashtagDominica Dezie
Ogo dị elu ọnọdụ ịntanetị.dm Dezie
ọkọlọtọflag of Dominica Dezie
uwe aghacoat of arms of Dominica Dezie
ọdịdị ala nke isiokwugeography of Dominica Dezie
nwere àgwàfree country Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of Dominica Dezie
Akụ na ụba nke isiokwueconomy of Dominica Dezie
demographics nke isiokwudemographics of Dominica Dezie
koodu obodo mkpanaka366 Dezie
Koodu ọkpụkpọ obodo+1767 Dezie
nọmba ekwentị mberede999 Dezie
koodu akwụkwọ ikike maka ụgbọ alaWD Dezie
ọnụọgụ njirimara mmiri325 Dezie
agwa Unicode🇩🇲 Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of Dominica Dezie
Map

Dominika (Asụsụ France: Dominique) ézíbóté áhà ya bu Àkù-ñkịtị nke Dominika, bu òbòdò àgwè na Ògbu miri Karibbean. Na odida olilé anyanwu ya bu Guadeloupe, na owuwa nleda anyanwu ya bu Martinik. Ívụ bu mgbárí kilometers 754 na ébé kárírí na élú àlà ya bu Morne Diablotins nwéré ogologo rúrú meters 1,447. Ha sị Àkù-ñkịtị nke Dominika wèrè madu ruru 73,897 (2017). Ishiochie ya bu Roseau.

Há gùrù Dominika "Nature Isle of the Caribbean" (nwa Àlà na mmiri nke Karibbean) maka àlà ha si é mésoghị. O bu àlà na mmiri nke kárírí bu nwátà na ébé ha na kpo Antilles Ntạ maka àlà katu náa kéwári e kéwárí na álá ókú àlà, o zịrị na àlà maka ó nwèrè mmiri nkechi ókú. Obodo na mmiri nkeá nwèrè óhiá ugwu ukwu di ndù ndù, búrú úlọ akwukwo ndù, anumanu, na anú élú di ntakírí na uwà. Ámá nke énweghi mmiri na ifufe di na odida anyanwu mmiri, mànà ézù di na etíti àlà nke. Nnùnù omeka Sisserou (madu mara ya ka Mpaghara Amazon), nnùnù àla nka, bu ihe nor na okoloto obodo nke. Àkù Dominika lìlì na ndi madu na báta maka nlénle na ikú ubi.

Christopher Columbus gùrù àlà mmiri nke shí ubochi o hùrù ya, Sundai (Dominica na asụsụ Latin), Önwa iri na otụ 3, 1493. Na afọ nari shí mgbe Columbus bàrà, Dominika nòrò onwé ya na ndi Carib nòrò nga mgbe ndi Europe kúfùrù ha na obodo mmiri gbara Dominika gburu gbúrù. France mèchàrà nweré áká Dominika nyé Njikota Ochíchìézè na 1763. Njikota Ochíchìézè mecha tinyé ochíchì na kú Dominika ímé mpaghara ya na 1805.

Inyeonwé maka ohu Afrika mèrè ébé níle na Mpaghara Britain na 1834, na 1838, Dominika búzọr búrú àlà nke ndi ojie né tinyé ónú na ákíkó obodo. Na 1896, Njikotak Ochíchìézè byàrà ozór I chí Dominika, mé ya ka o bu nkeji mpaghara ézè nwanyị. Na ọkara afọ ochie gárá, shí 1958 rüó 1962, Dominika buzị nkeji obodo di ndu ogẹ-ntạ ha kporo Federation Odida Indies. Na 1978, Dominika nwèrèzi onwé yá.