Ìhè ọṅụṅụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

'ihe ọṅụṅụ' ma ọ bụ ìhè ọṅụṅụ bụ mmiri e méré màkà oriri mmadụ. Na mgbakwunye na ọrụ ha bụ isi nke imeju akpịrị ịkpọ nkụ, ìhè ọṅụṅụ na-arụ ọrụ dị mkpa ná ọdịbendị mmadụ.