Jump to content

Ǹzù

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
ómárí
class used in Universal Decimal Classification, formal science, branch of philosophy
Akụkụ nkeọmúmú-ónúọgụgụ, ákọ na uche Dezie
nwere mmetụtalogical consequence Dezie
is the study oflogical system, condition, conclusion, validity Dezie
hashtaglogic Dezie
ndị n'eme yalogician Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie

Ǹzù (ya bụ Logic nà okwu bàkê, okwu siri ekwu λογική logikē na asụsụ Greurikì) bu iụe ịhẹmú maka Í che ihe. Ha ne jí ómárí na ihe mmemmé ómúmú ihe échichè, mànà ha na mú ya na oge imérímé na ílúnílú, nzuógügü, na ọbià komputa. Ómárí ne lé ahú okwú na óka gi ji, ahú nke di ọma, na nke bu ngò. O bu ótu échichè. Na ólúnólú, ómúmú ómárí dàrà na ámá ómáríómá, nke na jü: "Otù ólé ka anyị shi má ihe ányị mà?" Na nzuógügü, ọ bu ómúmú ihe ji òfọ.

Ómárí shì ébé iche iche; nke bú kwá Ndia, China na Greece. Ómárí di na mgbe Aristotle, onye kéré ya na imerime na ámá ílúnílú. Ómúmú ómárí so mgbe mbu trivium nke iche mkpà.

Averroes si ómárí "bu ihe orürü hé jì a ma ihe di iche na ezíokwu na okwu ngò"; Richard Whately, "Ọbia, na Nká Í chéfụtá ihe"; na Frege, "Ọbia nílé nke gbasara íwú eziokwu nke dakotara na ihe níle".

Ómárí kéfù na nkeji abụọ, échichè oganiru na échichè nke nwéfụ. Nke mbu dọrọ ómámma nke nílé shi atụ nke di ímé ímé ihe ha ne lé, na nke échichè nke nwéfu dọrọ ómámma nke i léfụ ihe shí íshí ihe na ihe madu si bu eziokwu. Nke díkà di íchè, búrú nke Aristotle jì, bu nlè na nlé ime ihe na ihe kpákótárá. Ngá nke mbu nwèrè ótụ ihe ọmúmú na ọ lèlè òtú o kèrè. Nke gbárá abụọ chèkòtàrà otù nkeji gi jikodo Í ké nke ótụ. Ha na mu ómári na ómúmú ajüjü okwúnókwú.