Ṅkàtá:Ọ̀mụ̀ntụdị
Tinyé OkwuỌdịdị
Latest comment: 8 Jenụwarị by Chinwuba2 in topic Fiziksi
Biko nu, onye nwe okwu na ife nke a m deputalu edeputa, si kwuo ya, ka anyi mezilite nke anyi na mma. A guteghi'm igbo na akwukwo ka o ji bulu na o ga enwe li ndi de kali'm na ya.
Ekene'm unu
Fiziksi
[dezie ebe o si]ọmụ̀mụ̀ sayensị gbasara màtá, ngahari ya na mbara ma na oge, ya na echiche dika ume na njimike, ị ji we ghọta iwu ntọala na achị okike. Chinwuba2 (ṅkátá) 23:14, 8 Jenụwarị 2025 (UTC)