Ịtụgharị n'Ụmụ agbọghọ
Ọdịdị
Ịtụgharị n'Ụmụ agbọghọ
aha | Turning on the Girls |
---|---|
ụdị | science fiction |
Odee akwụkwọ | Cheryl Benard |
ndị mbipụta | Farrar, Straus and Giroux |
mba osi | Njikota Obodo Amerika |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2001 |
Turning on the Girls bụ akwụkwọ akụkọ sayensị na-atọ ọchị putara na afọ 2001 nke Cheryl Benard dere.[1]
Afọ iri gara aga, ụmụ nwanyị weghaara ụwa ma gbanwee ihe niile, ụlọ akwụkwọ, asụsụ, echiche ụmụnwaanyị na ụmụ nwoke. Lisa, onye dị afọ iri abụọ na abụọ nke na-arụ ọrụ na ozi gọọmentị raara onwe ya nye mgbanwe uche, a na'enye ya ọrụ imelite nrọ mmekọahụ ụmụ nwanyị, nke pụtara na ọ nweghị nrọrọ ịhụnanya ma ọ bụ nke ịhụnanya. Ọ bụghị umu nwoke niile nwere obi ụtọ na usoro ụwa ọhụrụ a na nkweko, otu ndị mmadụ na-eme n'okpuru ala, na'ịhazi nnupụisi ime ihe ike iji weghachite ihe n"ụzọ ha dị, ebe Lisa na onye eyemaka ya Justin na a kpọrọ ka ha banye na nkweko.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ivry, Sara (March 25, 2001). Turning on the Girls. The New York Times.