Ọchíchí nke umunna Han

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọchíchí nke umunna Han
Chinese dynasty, historical Chinese state, historical period, historical country
Akụkụ nkeQin Han, Early Imperial China Dezie
Oge/afọ mmalite206 BCE Dezie
akara ala漢朝 Dezie
A gụrụ ahaHan Dezie
kọntinentAsia Dezie
mba/obodoImperial China Dezie
isi steetiChang'an, Chang'an, Luoyang, Luoyang, Xuchang Dezie
nhazi ọnọdụ34°18′16″N 108°51′26″E Dezie
isi ụdị ọchịchịmonarchy Dezie
mmekọrịta mbaRoman Empire Dezie
ndị sotereCao Wei, Shu Han, Eastern Wu Dezie
dochieQin dynasty Dezie
dissolved, abolished or demolished date220 Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of the Han dynasty Dezie
Map
Ọtúzọr ébé ochíchì Han dákòtàrà na BC 87

Ọchíchí nke umunna Han (asụsụ China: 汉朝; asụsụ China nke óménàlà: 漢朝; pinyin: Hàn Cháo; Wade-Giles: Han Ch'ao; 206 BCE – 220 CE) bu ochíchì nke gbárá abụọ nke ndi umunna China, nke Ọchíchí nke umunna Qin (221–206 BCE) gbàrà nke mbu na nke byeará mgbe nkeá gụrụ bu Ọchíchíézè Àtó (220–265 CE). Ọ bụ Liu Bang, díké ogü, nke bídóró yá, na nké há mà kà Onye Mpaghara Gaozu nke Han mgbè ọ nwüchàrị. Óchíchí nké nwèrè mgbé Ọchíchí nke umunna Xin (9–23 CE) fànyèrè ímé ọchíchì ya nke Wang Mang bịdòrò. Ihëá mèrè kà ochíchì nké kéjì abụọ: nke Han Odida anyanwu (206 BCE – 9 CE) na Han Owuwa anyanwu (25–220 CE). Ọchíchí nkèá rùrù nnari ànó, ó bụ mgbè ndi mádu sị China di mpkà nke ógè ólà. Dítúrú ubwá, ndi mbà kárírí na China kpòrò onwé ha kà "Ndi Han".