Nkárí asụsụ China nke óménàlà

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkárí asụsụ China nke óménàlà
logographic writing system, natural writing system, unicase alphabet
obere ụdị nkeChinese characters Dezie
Akụkụ nkeTraditional Chinese Dezie
Oge/afọ mmalite5. century Dezie
aha njirimaraHan (Traditional variant), idéogrammes han (variante traditionnelle), 繁体字 Dezie
akara ala正體字, 繁體字 Dezie
dabere naclerical script Dezie
asụsụ eji dee ọrụClassical Chinese Dezie
script directionalityleft-to-right Dezie
ndị ji ya eme iheTraditional Chinese Dezie
megidere nkesimplified Chinese characters Dezie

Nkárí Asụsụ China nke óménàlà bu ihe nkárí ndi China hé jị é dé ihe nke hé kèrè na mgbé búrú nkárí China hé kèrè na afọr 1946. Ọ nè kwú nkárí hé tìrì na ákwúkwó nke ndi Taiwan, Hong Kong, mà ȯ nwèríkí bụ njikota akwukwo ómárí nke Kangxi. Ọ tù ahú nkárí ndi China dị bịdọrọ na édémédé ndi Ọchíchí nke umunna Han, na ọ dị chạ òtu áhü rúrú ichie 5. Áhà "Asụsụ China nke óménàlà" dị Í zi nà ọ dị íchie na Nkárí asụsụ China nke ǹkịtị, nke ndi Ọchíchì ndi Ohanézè China nke nkịtị na àlà úkwú nke China wéfutàrà na afọr ńdí 1950s.

Ótụ nkárí ndi China nke óménàlà nke orunotu nè tí. Nká sxi "Anxi".

Há nè jí Nkárí Asụsụ China nke óménàlà nà Taiwan (Ohaneze nke China), Hong Kong na Macau. Ha nè jí yá nà àlà úkwú nke China mgbe Ọchíchìíwú China nke ndi Madu mèrè ya kọ di òferè na afọr ndi 1950s an 1960s. Na ndi obodo nọr na ngáfè mmíri nke China, nke ábúghị Singapore na Malaysia, nkárí oménàlà bu ihe há ne jí ede ihe, mànà onúgọgụgụ akwúkwó ákíkó ohürü nke ndi China nọr na Ostraliya, USA na Kanada nè tó na nkárí ofere, nke ndi biárabiá nke China nor na obodo nke ndi áhù. Onúgọgụgụ akwúkwó ákíkó ohürü nor na intanet bu nke China nor na ngáfè mmírí mèrè ka mádu kpàtá nkárí ne ȯ chọrọ. Na ne ozor, madu ne jí nkárí China nke ofere na àlà úkwú nke China, na Singaport na Malaysia ka ihe fútárá di mkpà. Nlụlịta okwu màkà nkárí nke abụọ tèrè mgbe ȯ nọr na ȯgbà ndi China.