Ọdịda nke mpaghara Cape

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mpaghara odida nke South Afrika nwere oke ụkọ mmiri ozuzo ọtụtụ afọ site na 2015 ruo mmalite 2020.[1][2] Oké ọkọchị ahụ bụ otu n'ime ihe kachasị njọ n'akụkọ ihe mere eme nke mpaghara ahụ ma mee ka gọọmentị South Afirika na e kwupụta mpaghara ahụ dị ka "ebe ọdachi" n'ọnwa Ọktoba 2019.[3]

Onye na-ahụ maka mmiri n'ógbè ahụ, Gideon Groenewald, ekwuola na ọ nwere ike ịbụ ụkọ mmiri ozuzo kachasị njọ n'ózuzu ahụ dị ka ọ dị n'ime otu puku afọ ma nwee mmetụta dị njọ na mpaghara ahụ.[4][5][6] Nnukwu mmiri ozuzo na 2019 ezughị iji kwụsị ụkọ mmiri ozuzo.[7][8] Ihe ndị e depụtara maka oke ọkọchị ahụ gụnyere nlekọta mmiri na-adịghị mma site na gọọmentị ime obodo, usoro mmiri ozuzo a na-atụghị anya ya, na mmebi nke akụrụngwa mpaghara.[9][10] Mpaghara ndị dị n' ebe Ọwụwa Anyanwụ Cape nke jikọtara ya na Karoo, dị ka mpaghara dị gburugburu Graaff-Reinet, enweela nsogbu siri ike.[11][12] Oké ọkọchị ahụ emeela ka a tụọ anya na ego nke R6.4 ijeri na mmepụta anụ ụlọ, na nnukwu ebe anụ ụlọ na-arụ ọr puku mmadụ ise na narị iri isii.[13] Oké ọkọchị ahụ malitere ime n'otu oge ahụ dị ka nsogbu mmiri nke Cape Town.

Lekwaa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Eastern Cape hardest hit by drought (en-ZA). DispatchLIVE. Retrieved on 2020-03-11.
  2. Archer (2022-01-01). "The 2015-19 multi year drought in the Eastern Cape, South Africa: it's evolution and impacts on agriculture" (in en). Journal of Arid Environments 196: 104630. DOI:10.1016/j.jaridenv.2021.104630. ISSN 0140-1963. 
  3. Ellis. Maverick Citizen: Eastern Cape Drought: Eastern Cape finally declared a drought disaster area (en). Daily Maverick. Retrieved on 2020-03-11.
  4. Miller (2019-10-31). South Africa Suffers Worst Drought in 1,000 Years (en). theTrumpet.com. Retrieved on 2020-03-11.
  5. Ellis. Maverick Citizen: Drought: Eastern Cape: 'The worst drought in a thousand years' (en). Daily Maverick. Retrieved on 2020-03-11.
  6. Bernardo (6 March 2020). Eastern Cape spring is getting drier – here's why. University of Cape Town.
  7. Drought crisis in Eastern Cape not over despite heavy rains (en). www.iol.co.za. Retrieved on 2020-03-11.
  8. Not enough rain yet to fill dams, says expert (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2020-03-11.
  9. The real water crisis: Not understanding what's needed (en-ZA). The Mail & Guardian (2019-11-07). Retrieved on 2020-03-11.
  10. Eastern Cape drought: Vandals make matters worse for water-starved Graaff-Reinet residents (en). News24 (2020-02-24). Retrieved on 2020-03-11.
  11. Ellis. Maverick Citizen: Eastern Cape drought: Graaff-Reinet celebrates as Nqweba Dam fills up (en). Daily Maverick. Retrieved on 2020-03-11.
  12. Eastern Cape remains in grip of drought (en-US). SABC News - Breaking news, special reports, world, business, sport coverage of all South African current events. Africa's news leader. (2020-01-01). Retrieved on 2020-03-11.
  13. EASTERN CAPE STATUS OF DROUGHT, ITS EFFECTS AND STATE OF READINESS FOR CROPPING. Eastern Cape Rural Development and Agrarian Reform (November 2019).