Jump to content

Ọdọ Mmiri Jabi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọdọ Mmiri Jabi

Ọdọ mmiri Jabi bụ mmiri nke sitere na mmiri nke mmadụ mere nke e mere na mbụ iji nye ndị bi na Abuja, Naijiria mmiri. [1] Ngụkọta oke ala ọdọ ahụ dị ihe dịka hectare Otu puku na narị ato(acres puku atọ na narị abụo) . [2]

Ike mbụ nke ọdọ mmiri a bụ inye mmadụ rụrụ ọtọ narị puku mmiri. Mana ka emechara nnukwu Ọdọ mmiri nke áká mere Usuma Lower Usuma, ọdọ mmiri ahụ ghọrọ ihe na-adọrọ mmasị ịkụ azụ na njem nlegharị anya.

Mpaghara

[dezie | dezie ebe o si]

Gburugburu ọdọ ahụ ahụtala uto na-aga n'ihu na iji ala na-amalite na njedebe afọ 1980s. N'afọ 2007, a na-akpọ mpaghara gburugburu ọdọ mmiri ahụ Jabi Lake Park ma na-eme atụmatụ ịgụnye ebe ntụrụndụ. [3] A na-eme mmemme mmekọrịta ọha na eze n'ime ogige ahụ na ọdọ mmiri na-enye ihe omume maka ndị na-achọ ntụrụndụ dị ka ụgbọ mmiri. [4]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ngwu (2013). "Current trends of fish processing in Jabi Lake area" (in en): 428–429. 
  2. Ekwe (2019-03-27). "Assessment of Urban Cooling Island Effects of Jabi Lake Reservoir, Abuja on its Surrounding Microclimate Using Geospatial Techniques" (in en-US). Global Journal of Science Frontier Research 19 (A2): 37–47. ISSN 2249-4626. 
  3. Onuegbu (2012-11-04). Reviving Jabi Lake Park for tourism development (en). Daily Trust. Retrieved on 2020-09-02.
  4. Susan E. Ajonye (2016-12-15). "Remote sensing assessment of Jabi Lake and its environs: A developmental perspective". DOI:10.5281/zenodo.1121397.