Ọgọstụ
Ọdịdị
Ọgọst
| Obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
|---|---|
| Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
| Aha njirimara | августа, sierpnia, Chakra yapuy killa, Weodmonðes, srpna |
| Aha mkpirisi | Aug, Aug, Αύγ. |
| A gụrụ aha | Augustus, Sultan of the Seljuks Alp Arslan, Ihe ubi, sickle |
| Na-esochi | July |
| Ndị sotere | Septemba |
| Gosiputara ya | Allegory of August, August |
Na iguafọr Gregorian, Ọgọọst bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu) n'ime wo. Na mgbe gara-aga, Ọgọọst bula onwa isii ma mgbe adila kpo ya Sextilis. Otu afo nwela onwa iri mgbe ahu. Ubochi kena, afo nwere onwa iri na abuo.