Julaị
Ọdịdị
July
| Obere ụdị nke | month of the Gregorian calendar |
|---|---|
| Akụkụ nke | Julian calendar, Gregorian calendar, Swedish calendar |
| Aha mkpirisi | Jul, Jul, Ιούλ. |
| A gụrụ aha | Julius Caesar, hay, ūfie, Tilia |
| Na-esochi | Önwa ishií |
| Ndị sotere | Ọgọst |
| Gosiputara ya | July |
Ime oguafọr Gregorian, Julaị bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). Na mgbe gara-aga, Julaị bula onwa ise mgbe adila kpo ya Quintilis. Otu afo nwela onwa iri. Mgbe ekere Jenụwarị na Febrụwarị, Julaị a-da, mee otu afo nwere onwa iri na abuo.