Ọkụ nke Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia nke afọ 2009
Ọdịdị
2009 Southeast Asian haze bụ ihe omume nkè nnukwu mmetọ ikuku nke sitere na ịkpụcha na ọkụ a na-eji ewepụ ala màkà ebumnuche ọrụ ugbo na Sumatra, Indonesia. O metụtara mpaghara ndị gbárá Straits nke Malacca gburu-gburu nké na-agụnye Malaysia na Singapore ma e wezụga Indonesia.
Anwụrụ ọkụ ahụ malitere na mbido ọnwa Juun n'afọ 2009 ma jiri nwayọọ nwayọọ na-akawanye njọ na Julaị. Site na ógè ọkọchị nke El Nino kpatara, ọkụ na ya mere a na-atụ anya na anwụrụ ọkụ ga-aga n'ihu ruo n'Ogost ma ọ bụ Septemba mgbè ógè mmiri ozuzo rutere.[1]
Malaysia
[dezie | dezie ebe o si]Nkọwa Mmetọ Mmiri
[dezie | dezie ebe o si]0-50 Ezigbo 51-100 Ọ dị mma 101-200 Ọ na-adịghị mma 201-300 Ọ na-enweghị ahụike 301- Ọ dị ize ndụ
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Indonesia forest fires flare, Malaysia hit by haze", Reuters, 12 June 2009.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- 2006 Ọkụ nke Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia
- 2013 Ọkụ Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia
- 2015 Ọkụ nke Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia
- Nkwekọrịta ASEAN maka Mmetọ Haze Transboundary