Ọmụmụ nwa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
omụmụ nwa
obere ụdị nkebirth, giving birth, multi-organism reproductive process, multi-multicellular organism process Dezie
Akụkụ nkebirth Dezie
ndị soterebirth, matrescence Dezie
ihe kpatara yaAfọ ime Dezie
nwere mmetụtaneonate, muscle fatigue, birth Dezie
ndị n'eme yasurgeon, obstetrician, midwife Dezie

Àtụ:Infobox medical condition

Ọmụmụ nwa (Kameroon).

Ọmụmụ nwa,nke amakwa dịkaime ime mmadụ n’ịmụ nwabụ mgbe oge zuru nwaanyị ịmụ otu nwamaọbụ karịabnwatakịrị isi na akpa nwa nwanyị pụta.[1] N’afọ 2015, amụrụ ụmụ dị nde 135 n’ụwa niile.[2] Ihe dịka nde 15 oge ezubeghị ya bụ izu ụka 37,[3]ebe pasent 3 ruo 12 ka amụrụ izu ụka 42.[4] Na mbandị mepere emepea na-amụkarị nwa n’ụlọọgwu, [5][6]ebe mba ndị ka n’emepe emepen’amụ nwa n’ụlọsite enyemaka ndị n’arụ ọrụ ahụike n’ụzọ omenala n’akwado.[7]

Ụzọ kasị mfe iji muọ nwa bụ siten’ihe ejiri mara nwaanyị.[8] Onwere ụzọ atọ a na-agbaso: iwelata ebe nwaanyị si amụ nwaijiri nwayọ n’emepe ya mgbe nwaanyị dị imeịmụ nwa,a na-akpọplasentan’olu bekee[[]].[9] Ogo nke mbụ ya n’anọ ihe ruru awa iri na abụọ ruo awa iri n’itolu, nke abụọ n’anọ minit iri abụọ ruo awa abụọ, nke atọ n’anọ minit ise ruo iri atọ.[10] Ogo nke mbụ ya n’ebido site n’afọ igbu mgbu maọbụ azụ nke n’anọgide ruo ọkara minit ma n’eme otu ahụ mgbe ọbụla oruru minit iri ruo iri atọ.[9] Ahụ igbu mgbu n’akawanye njọ ma n’adịgide ruo ogologo oge.[10] Mgbe ogo nke abụọ ya ruru a na-enuputa nwa.[10] N’ogo nke atọnke ga-enye aka ka ahụ mmadụ rụọ ọrụ k’okwesịrị.[11] Onwere ụzọ ndịọzọ nwere ike inyeakamaka mgbudịka ịtụsara ahụ,inye ọgwụ n’ebelata ahụ mgbu, naịgba ọgwụ.[10]

Ọtụtụ ụmụaka n’eji isi apụta; mana pasent 4 n’eji ụkwụ maọbụ ike ebu ụzọ apụta,iji ike apụta n'afọ.[10][12] N’oge ime n’eme ụmụ nwaanyị, ha n’agagharị ma n’eri ihe k’osi masị ha, anaghị atụ aro ka ha tinye ike ha n’ịmụpụta nwamaọbụ ịgbanye ọgwụ.[13] Mgbe a na-emepe ebe nwaanyị si amụpụta nwanke ndị bekee kpọrọepisiotomi, ọbụ eziokwu n’odi mana anaghị achọkarị ya.[10] N'afọ 2012, ihe dịka nde mmadụ 23 ka awara afọma weputa nwa.[14] Enwere ike ibewa afọ maọbụrụ na nwaanyị ahụ dị ime ejima,maọbụ n’achọpụtara n’ọnọdụ nwa ahụ nọ na ya adịchaghị mmamaọbụna nwa ahụ n’enwe mkpagbu,maọbụ n’ọnọdụ ya adịghị mma.[10] Mana ọ na-ewe oge nwaanyị inwere onwe ya n’ihe mgbu n’ọnọdụ a.[10]

Kwa afọ nsogbu n’ihe mgbu n’esite n’ịmụ nwa n’ebuta ọnwụ nke ihe ruru puku narị isenke ụmụaka nde ụmụnwaanyị 7 n’enwe nsogbu ogologo oge, nke n’ihe ruru nde 50 nke ụmụnwaanyị n’enwe nsogbu ahụike nke siri ike.[15] Ihe ndị a n’emekarị n’akụkụụwa ndị ka n’emepe emepe.[15] Nsogbu ndị doro anya ahụrụla gụnyere igbochi ime mgbe ọ na-eme nwaanyị[[]],ọbara ịgba nwaanyị mgbe ọmụsịrị nwa,ahụ ịma nwaanyị jijiji mgbe ọmụsịrị nwa nke akpọrọ eklampsia,na ọrịa nwaanyị n’ebuta mgbe ọmụsịrị nwa.[15] Nsogbu nwa amụrụ ọhụrụ n’enwekarị mgbe amụsịrị ha gụnyereanaghị eku ume nkeọma.[16]

Ebe akpọtụrụ uche[dezie | dezie ebe o si]

  1. Concise Colour Medical Dictionary (in en). Oxford University Press. ISBN 9780199687992. 
  2. The World Factbook (July 11, 2016). Archived from the original on 16 November 2016. Retrieved on 30 July 2016.
  3. Preterm birth Fact sheet N°363 (November 2015). Retrieved on 30 July 2016.
  4. (2011) Reproductive and perinatal epidemiology. Oxford: Oxford University Press. ISBN 9780199857746. 
  5. (2009) Doing better for children. Paris: OECD. ISBN 9789264059344. 
  6. (12 September 2012) "Planned hospital birth versus planned home birth.". The Cochrane database of systematic reviews (9): CD000352. PMID 22972043. 
  7. (2016) Communication for Behavior Change: Volume lll: Using Entertainment–Education for Distance Education. SAGE Publications India. ISBN 9789351507581. Retrieved on 31 July 2016. 
  8. (May 2013) "Vaginal childbirth and pelvic floor disorders.". Women's health (London, England) 9 (3): 265-77; quiz 276-7. PMID 23638782. 
  9. 9.0 9.1 Birth. The Columbia Electronic Encyclopedia. Columbia University Press (2016). Retrieved on 2016-07-30 from Encyclopedia.com.
  10. 10.0 10.1 10.2 10.3 10.4 10.5 10.6 10.7 Pregnancy Labor and Birth (September 27, 2010). Archived from the original on 28 July 2016. Retrieved on 31 July 2016.
  11. (11 July 2013) "Effect of timing of umbilical cord clamping of term infants on maternal and neonatal outcomes.". The Cochrane database of systematic reviews (7): CD004074. PMID 23843134. 
  12. (21 July 2015) "Planned caesarean section for term breech delivery.". The Cochrane database of systematic reviews (7): CD000166. PMID 26196961. 
  13. (2015) Childbirth: Labour, Delivery and Immediate Postpartum Care (in en). World Health Organization. ISBN 978-92-4-154935-6. Retrieved on 31 July 2016. 
  14. (1 December 2015) "Relationship Between Cesarean Delivery Rate and Maternal and Neonatal Mortality". JAMA 314 (21): 2263–70. DOI:10.1001/jama.2015.15553. PMID 26624825. 
  15. 15.0 15.1 15.2 (2008) Education material for teachers of midwifery : midwifery education modules, 2nd, Geneva [Switzerland]: World Health Organisation. ISBN 978-92-4-154666-9. 
  16. Fanaroff and Martin's Neonatal-Perinatal Medicine: Diseases of the Fetus and Infant (in en). Elsevier Health Sciences. ISBN 9780323295376.