Ụlọ ọgwụ Kelsey Harrison
| Oge/afọ mmalite | 2013 |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Rivers state |
| Ebe | Port Harcourt |
| Nhazi ọnọdụ | 4°47′22″N 6°59′34″E |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Diobu, Port Harcourt |
| Street address | 11 Emenike Street, Diobu, Port Harcourt |
| Koodu Nzipu ozi | 500101 |
| Akara ekwentị | 07036598133 |
| Emergency services | available |

Ụlọ Ọgwụ Kelsey Harrison bụ ụlọ ọgwụ nke steeti dị na Port Harcourt, isi obodo steeti Rivers. A na-akpọ ya New Niger Hospital na mbụ ma nọgide na-akpọ ya aha ahụ ruo 2009 mgbe a gbanwere ya ma nye ya aha Kelsey Harrison, prọfesọ a ma ama n'ụwa niile na ngalaba Obstetrics na Gynaecology. Ụlọ ọrụ ahụ megheere ọha na eze na Jenụwarị 2013. [1]
Bụ nke Isi ụlọ ọrụ ya dị na Emenike Street, Diobu, ụlọ ọgwụ Kelsey Harrison na-enye ọtụtụ ọgwụ, ịmụ nwa, ihe mberede na enyemaka ngwá ngwá, ịgwọ ụmụaka, nnyocha ahụ, nlekọta nwa ọhụrụ yana ọrụ ịwa ahụ maka ndị na-abịa ebe ahụ.[2] Ka ọ dị ugbu a, ụlọ ọgwụ ahụ nwere ihe dị ka àkwà otu narị na iri ise maka ndị ọrịa, ebe ọ bụkwa International Trauma and Care Centre (ITCC) na-elekọta ya. [3][4]
N'abalị asaa n'ọnwa Machị n'afọ 2013, ụlọ ọgwụ Kelsey Harrison deturu ịmụ nwa mbụ ya kemgbe ọ nwetachara nnukwu mmelite. Ọ bụ nwa agbọghọ dị kilogram 3.4 aha ya bụ Judith Obilor . [5]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ụlọ ọgwụ dị na Port Harcourt
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nigeria Rivers State: Reform and Resource and Governance. Africanexecutive.com. Inter Region Economic Network (2013-08-31). Archived from the original on 2015-09-12. Retrieved on 2014-06-24.
- ↑ Nengia. "Kelsey Harrison Hospital Begins Operations, Today", The Tide, Rivers State Newspaper Corporation, 2013-01-07. Retrieved on 2014-06-11.
- ↑ Hospitals. Archived from the original on 19 July 2014. Retrieved on 3 August 2014.
- ↑ Iruoma (2013-01-07). Rivers: Ultra Modern Kelsey Harrison Hospital To Commence Operation On Monday 7. ScanNews Nigeria. Archived from the original on 11 January 2013. Retrieved on 2014-06-24.
- ↑ Kelsey Harrison Hospital Records First Delivery. Thenewswriterng.com. Writers House Printing and Publishing Company (2013-03-14). Retrieved on 2014-06-24.