Ụlọ ọgwụ Mahadum na-akuzi ihe na Lagos steeti
Ọdịdị
Lagos State University Teaching Hospital
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | Nlekọta ahụike |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 1955 |
| Aha gọọmenti | Lagos State University Teaching Hospital |
| Mmeko | Lagos State University |
| Asụsụ njieme | British English |
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ikeja |
| Ebe | Ikeja |
| Nhazi ọnọdụ | 6°35′24″N 3°20′30″E |
| Ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | chief medical officer |
| Isi ọgbaka | Lagos State Ministry of Education, Lagos State University |
| Asụsụ ọ na-asụ | British English, English |
| Street address | Ikeja, Lagos State, Nigeria |
| Akara ekwentị | +234-805-769-9802, +234-909-148-1562 |
| Email address | mailto:enquiry@lasuth.org.ng |
| Webụsaịtị | http://www.lasuth.org.ng/ |
| Emergency services | available |

Template: Igbe Ozi Ụlọ Ọgwụ Ụlọ ọgwụ Mahadum na-akuzi ihe na Lagos steeti nke a na-akpọ LASUTH bụ ụlọ ọgwụ na-akụzi nke Lagos steeti nwe, Nigeria, nke dị na Mahadum Lagos steeti. Ọ dị na Ikeja - isi obodo steeti ahụ.
Ụlọ ọrụ LASUTH Mahadum Lagos Steeti na Mahadum Medicine kere ọdịdị ha. E guzobere ụlọ ọgwụ a n'afọ 1955 site na obere ụlọ ahụike si na mpaghara ọdịda anyanwụ. A gbanwere ya n'ụlọ ọgwụ nkuzi n'afọ July 2001


Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]N'ụbọchị iri na abụọ n'ọnwa Novemba afọ 2015 ka emere transplanti akụrụ nke mbụ gara nke ọma n'ụlọ ọgwụ a.
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]