Ụlọ Mgbakọ Nke Abia Steeti
Ọdịdị
Abia State House of Assembly
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
nhazi ọnọdụ | 5°31′42″N 7°30′50″E |
Nwe ikike | Ȯha Abia |
webụsaịtị | https://www.abiastate.gov.ng/ |
Ụlọ Mgbakọ Nke Abia Steeti bụ ngalaba omebe iwu nke gọọmentị Abia . [1] Ọ bụ Otu ụlọ mmebe iwu ahụ mejupụtara mmadụ iri abụọ na anọ ndị otu ahọpụtara n'ime mpaghara steeti iri abụọ na anọ ma nlekọta ya dị n'aka onye Ọkà Okwu . [2]
Mejupụtara
[dezie | dezie ebe o si]Onye ndu
[dezie | dezie ebe o si]Ọfịs | Mpaghara | Onye nnochite anya | Oriri |
---|---|---|---|
Ọkà Okwu nke Ụlọ | Etiti Umuahia | Chinedum Enyinnaya Orji | PDP |
Osote Ọkà Okwu | Ndidia Ohafia | Ifeanyi Uchendu | PDP |
Onye ndu ọtụtụ | Ọwụwa anyanwụ Obingwa | Solomon Akpulonu | PDP |
Onye osote onye ndu ọtụtụ | Ọwụwa anyanwụ Ukwa | Paul Tharibo | PDP |
Onye Ndú ndi pere mpe | Etiti Aba | Abraham Oba | APGA |
Osote Onye Ndú ndi pere mpe | Bende Ugwu | Chijioke Chukwu | APC |
Otiti ụtarị ndi Nnukwu | Ugwunagbo | Munachim Alozie | PDP |
Otiti ụtarị ndi pere mpe | Arochukwu | Mike Ukoha | APGA |
Ndị otu
[dezie | dezie ebe o si]Mpaghara | Aha | Otu ndọrọndọrọ ọchịchị |
---|---|---|
NdidiaOsisioma | Nnamdi Allen | PDP |
Ugwu Umuahia | Kelechi Onuzuruike | PDP |
Umuahia Etiti | Chinedum Enyinnaya Orji | PDP |
Isiala Ngwa Ugwu | Jinja Onwusibe | PDP |
Ndida Isiala Ngwa | Chikwendu Kalu | PDP |
Isuikwuato | Emeka Okoroafor | APC |
Ọwụwa anyanwụUkwa | Paul Taribo | PDP |
Ndida Ukwa | Godwin Adiele | PDP |
Ọwụwa anyanwụ Obingwa | Solomon Akpulonu | PDP |
Umunneochi | Okey Igwe | PDP |
Ọwụwa anyanwụ Umuahia | Chukwudi J. Apugo | PDP |
Umuahia South | Jeremaia Uzosike | PDP |
Ikwuano | Stanley Nwabuisi | PDP |
Ugwunagbo | Munachim Alozie | PDP |
Ọwụwa anyanwụ Obingwa | Thomas Nkoro | PDP |
Ugwu Ohafia | Egwuronu Obasi | PDP |
Ugwu Osisioma | Kennedy A. Njoku | PDP |
Aba Etiti | Abraham Oba | APGA |
Ugwu Aba | Aaron Uzodike | PDP |
Arochukwu | Mike Ukoha | APGA |
Ndịda Ohafia | Ifeanyi Uchendu | PDP |
Ndịda Bende | Emmanuel Ndubuisi | PDP |
Bende Ugwu | Chukwu Chijioke | APC |
Ndịda Aba | Obinna Ichita | APGA |
Kọmitii
[dezie | dezie ebe o si]Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "BREAKING: Abia Assembly Inaugural Sitting now 10th Of June", PUO REPORTS, 4 June 2019. Retrieved on 12 July 2019.
- ↑ Promise Uzoma Okoro. "BREAKING: Abia Assembly Elects Hon Chinedum Orji as Speaker", PUO, 10 June 2019. Retrieved on 12 July 2019.