Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke anọ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke anọ
Ụlọ omeiwu Lagos Steeti

Ụlọ omeiwu Lagos Steeti nke anọ bụ ngalaba iwu nke Gọọmenti Lagos Steeti nke emere na Jụn 2, 1999, nzukọ ahụ gara n'ihu ruo Mee 30, 2003.[1] Nzukọ ahụ nwere otu ụlọ na ndị nnọchiteanya ịrị anọ na otu ahọpụtara site na mpaghara ọ bụla nke steeti ahụ. Onye isi oche nke Nzukọ omeiwu nke isii bụ Rt. Hon Adeleke Mamora na osote onye isi okwu bụ Hon. Adetoun Adediran.[2][3][4] E meghere Nzukọ nke ise na Jụn 2, 2003, ebe e tinyere Adeyemi Ikuforiji dị ka onye isi oche.[5][6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Parliament of Lagos, Nigeria - Parliamentary Detail. cpahq.com. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  2. Uganwa (2014). NIGERIA FOURTH REPUBLIC NATIONAL ASSEMBLY. ISBN 9781499088755. Retrieved on 18 April 2015. 
  3. Buhari to announce running mate today. The Punch - Nigeria's Most Widely Read Newspaper. Archived from the original on 16 February 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  4. AJOMALE RETURNS AS APC CHAIRMAN IN LAGOS STATE. Encomium Magazine. Retrieved on 18 April 2015.
  5. I've no plans to return to Lagos Assembly –Ikuforiji. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.
  6. Lagos Assembly: Controversy brews over Ikuforiji's successor. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 18 April 2015. Retrieved on 18 April 2015.