Ụmụ nwoke Mgbe A Na-amụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Akwụkwọ a bụ akwụkwọ akụkọ e dezigharịrị banyere ahụmịhe ọmụmụ, nke ụmụ nwoke dere. Atụmatụ ndị a kọwara dịgasị iche iche, site na ọmụmụ nke ịwa ahụ na ọmụmụ nke VBAC, na ọmụmụ nke na-ewere ọnọdụ n'ụlọ na n'ụlọ ọmụmụ ma ọ bụ ụlọ ọrụ

Steve Biddulph kwuru, sị:   Site na njim imaghi, ikwesiri iwe ndị buzo , ndị mara ihe ana-alu, tinyekwara ihe mmetụta, ofuru na mgbagwoju anya soha aga. Akwụkwọ nke umunwoke'a nakọ maka ọmụmụ umuha bu onyinye, ihi Atụghị anya, na nkwenye, Mgbasa ozi na enweghị atụ bu eziokwu karịrị nke iwerike ifo na nkata giru Oge dịka Afọ otu narị

Akwụkwọ ahụ akpatawo esemokwu ụfọdụ na echiche ya na ndị ikom na-adịghị njikere maka ọmụmụ ekwesịghị ịga ọmụmụ nwa ha, n'ihi na ọ nwere ike ime ka ọmụmụ sie ike maka nwanyị.[1][2][3]

Na ime onwa dicemba iri atọ n'afọ Puku abụọ na asa ọmụmụ nwa nke umunwoke, bụ onye mmeri nke ACT edemede na mbiputa nke afọ ahụ . Ọ bụ Jon Stanhope nyere onyinye ahụ.[4]  

  1. Dads at Delivery, in "Pregnancy and Birth", July/Aug 2007, p33, E-Map Publishing, Sydney, Australia
  2. Should Dads be in the Delivery Room? in Fairlady May 2008
  3. Unleashed - Men at Birth - ABC Website
  4. Canberra Times, 14 Dec 2007, p9