Ụtara
Ọdịdị
fufu
| Akụkụ nke | Nri Afrika, Cameroonian cuisine |
|---|---|
| nwere ojiji | iri nri |
| kọntinent | Eluàlà |
| mba/obodo | Ghana, Naijiria, Liberia, Togo, Benin |
| mba osi | Ghana |
| usoro mmepụta | isi nri |
| ndị ji ya eme ihe | iri nri |
| WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |


Ụtara ma ọ bụ fufu (foofoo, fufuo, foufou) bụ otu n'ime nri a n'eri n'ala igbo.Nri bụ nke a na enweta site na akpụ.
Usoro mmepụta
[dezie | dezie ebe o si]A na abanye akpụ a mmiri ruo mgbe o mere ụbọchị anọ ma ọ ruo oge oruru. mgbe nke a gasiri ayọọ ya ma see ya iji mee ka ọ bụrụ nri.E nwere ike iji ofe ọ bụla rie ya bụ nri.
Abọ foto
[dezie | dezie ebe o si]-
akpu ana ekpe iji mepụta ụtra
-
ọsụsụ ụtara
-
osise ụtara
-
ụtara asụrụ asụ(cropped)
-
ụtara na ofe
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Fufu.