Eba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eba
nrị
obere ụdị nkeswallow Dezie
mba osiNaijiria, Benin Dezie
Ihe ejị mee yaGari, hot water Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie
Eba.
Eba served with Fresh fish banga soup in a clay pot.

Eba bu aha ana-kpo gari emerre-emerre, gba miri oku ta erie ya na ofe. Ndi Igbo n'eri eba na nke ukwu, ma ndi Ijebu, otu ndi Yoruba. Otu ofe ndi Igbo n'eri m'eba bu ofe-egusi.

Maka ya[dezie | dezie ebe o si]

Eba bu gari emere eme n'ala Igbo. Ndi Yoruba kporo ya eba. A bia n'ala Igbo, ofe e ji eri eba erika. Eji ofe achi, ofe ede, ofe onugbu,apucheka na akpurata eri eba. Mana ndi akachasi eri gunyere egusi na ogbono ma obukwan ofe okro. Na oge gboo ndi okenye anaghi ekwe eri gari n'ala Igbo. Ha na-asi na obu naani umu akwukwo na- eri gari. Mana ugbua onye obula na-erizi ya. Okenye ma nwatakiri. Gari atoka ma ejiri ofe a kworo aka sie were na-eri ya. Ofe e ji eri ya a na-etinye ya azu, okporoko, anu ewu, anu efi ma obu anu nchi.

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]