Gaa na ọdịnaya

Ụtara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Ebugharirị ịhụ site na Fufu)
fufu
dish, swallow, nrị
Akụkụ nkeNri Afrika, Cameroonian cuisine Dezie
Nwere ojijiiri nri Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoGhana, Naijiria, Liberia, Togo, Benin Dezie
Mba osiGhana Dezie
Usoro mmepụtaisi nri Dezie
Ndị ji ya eme iheiri nri Dezie
ọsụsụ ụtara na Ghana.
Wrapped fufu

Ụtara ma ọ bụ fufu (foofoo, fufuo, foufou) bụ otu n'ime nri a n'eri n'ala igbo.Nri bụ nke a na enweta site na akpụ.

Usoro mmepụta

[dezie | dezie ebe o si]
A  na abanye akpụ a mmiri ruo mgbe o mere ụbọchị  anọ ma ọ ruo oge oruru. mgbe nke a gasiri ayọọ ya ma see ya iji mee ka ọ bụrụ nri.E nwere ike iji ofe ọ bụla rie ya bụ nri.

Abọ foto

[dezie | dezie ebe o si]

Lee nke ozo

[dezie | dezie ebe o si]