AJ Akuoko-Sarpong

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

AJ Akuoko-Sarpong
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoNana Adjoa Akuoko-Sarpong Dezie
Aha enyereAdwoa Dezie
aha ezinụlọ yaSarpong Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1991 Dezie
ŃnàNana Akuoko Sarpong Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Twi Dezie
Ọrụ ọ na-arụàgwà redio, Onye ntaakụkọ, oko akuko ihe onyonyo Dezie
onye were ọrụStarr FM, Live FM, GHOne TV, Citi FM Dezie
ebe agụmakwụkwọGhana Institute of Journalism, University of Ghana, Ghana Institute of Management and Public Administration Dezie

Nana Adjoa Akuoko-Sarpong nke amakwaara dị ka AJ Akuoko-Sarpong bụ onye mgbasa ozi ama ama na Ghana na Citi FM na TV.[1][2]


Tupu ọ banye na Citi TV na 2017, AJ bụ onye omume ihe ngosi na EIB Network ebe ọ kwadoro "Tales from the Powder Room" na GHOne TV.[3][4][5] Ọ bụ nwa nwanyị Nana Kwame Akuoko-Sarpong, onye isi nke Agogo Traditional Area[6][7]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Akuoko-Sarpong nwetara nzere masta na ngalaba agụmakwụkwọ gbasara nta akụkọ na Ghana Institute of Journalism, ma nweta nzere na Political Science na Theatre Arts na Mahadum Ghana, Legon.[5][8][1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ rụrụ ọrụ na EIB Networks, kpọmkwem na nrụtuaka ụlọ ọrụ Starr FM, Live FM na GHOne TV dị ka onye ngosi, onye na-emepụta ihe na onye na-elekọta ihe omume Weekly Girl Talk Show, Tales from the Powder Room, Live from the Capital Radio Show na Live FM n'etiti ọtụtụ ihe ngosi ndị ọzọ na netwọk ahụ. Tupu ọ banye na Citi TV n'afọ 2017, ọ bụ onye ngosi na EIB Network ebe ọ n'ejikwa Ihe omume Tales from the Powder Room na GHOne TV.[3][4][5][9] As of August 2021ọ na-arụ ọrụ dị ka onye nta akụkọ mgbasa ozi na Citi FM na Citi TV.[10]

Ọ n'arukwa ọrụ MC na mmemme, ọ kwadola ọtụtụ ihe omume gụnyere Ghana Music Honor 2017, Ghana Events Awards 2017, Ghana Music Awards Red Carpet 2018, December to Remember Concert 2017/2018, Miss Communicator 2017, DSTV I Factory Showcase, IPMC 25th Anniversary, First Choice 20th Anniversary, Office of the 2nd Lady of Ghana na ntinye aka ya na UNFPA Dinner megide SGBV, Entertainment Achievement Awards 2021, tinyere ndị ọzọ.[11][12]

Nturu ugo na onyinye[dezie | dezie ebe o si]

Ná mmalite afọ 2017, ụmụ akwụkwọ nke Ụlọ obibi Elizabeth Sey Frances nke Mahadum Ghana, Legon kwanyere Sarpong ugwu maka ọrụ ya.[13]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 AJ Sarpong, Biography. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2022-02-23. Retrieved on 2021-08-11.
  2. AJ Sarpong of Citi TV to host session at TedxOsu on Saturday (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2018-09-06). Retrieved on 2021-08-11.
  3. 3.0 3.1 Byte (2017-10-10). AJ Sarpong Leaves EIB Network To Join Citi FM (en-US). GhanaCelebrities.Com. Retrieved on 2021-08-11.
  4. 4.0 4.1 AJ Sarpong resigns from EIB, joins Citi FM (en). GhanaWeb. Retrieved on 2021-08-11.
  5. 5.0 5.1 5.2 Scaro. Exclusive: AJ Sarpong Leaves GHone For Citi FM - Ameyaw Debrah (en-US). Retrieved on 2021-08-11.
  6. Nana Akuoko-Sarpong's Daughter Admits Kissing DKB. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2021-08-11.
  7. Anderson (2021-07-23). Citi FM broadcast journalist shares career challenges she had to overcome (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-08-11.
  8. A.J Sarpong celebrates 27th birthday with stunning photos (en). GhanaWeb (2018-10-31). Retrieved on 2021-08-11.
  9. PHOTOS: I Am A Combination of Beauty, Brains and Hard Work- AJ Sarpong. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2021-08-11.
  10. AJ Sarpong, Biography. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2022-02-23. Retrieved on 2021-08-31.
  11. Citi TV introduces new entertainment show with AJ Sarpong as host (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2021-05-11). Retrieved on 2021-09-14.
  12. AJ Akuoko-Sarpong (en). re:publica. Archived from the original on 2021-09-14. Retrieved on 2021-09-14.
  13. AJ Sarpong, Biography. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2022-02-23. Retrieved on 2021-09-14.