A Call to Action: Women, Religion, Violence, and Power
Ọdịdị
A Call to Action: Women, Religion, Violence, and Power
| Aha | A Call to Action: Women, Religion, Violence, and Power |
|---|---|
| Ụdị | edemede |
| Odee akwụkwọ | Jimmy Carter |
| Ndị mbipụta | Simon & Schuster |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 2014 |
| Mba osi | Njikota Obodo Amerika |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
Akpọ Oku Ime Ihe: Ụmụ nwanyị, Okpukperechi, Ime Ihe Ike, na Ike bụ akwụkwọ 2014 nke onye bụbu onye isi ala US bụ Jimmy Carter dere. Ndí Pittsburgh Post-Gazette nyochara akwụkwọ ahụ dị ka "A tour de force of the global abuse and manipulation of Bold textwomen" ma jaa Carter mma maka ngosi nke data ọnụ ọgụgụ.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Rebecca I. Denova, Pittsburgh Post-Gazette, Book Reviews March 22, 2014