Aba South
Aba South
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Steeti Abia ![]() |
nhazi ọnọdụ | 5°6′0″N 7°21′0″E ![]() |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Onye isi okpụrụ ọchịchị ![]() |
Executive òtù | supervisory councillors of Aba South local government ![]() |
òtù omebe iwu | Aba South legislative council ![]() |

Aba South bụ ọchịchị di n'ime obodo nke Abia State, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Aba .
Ọ nwere mpaghara ala 49 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 423,852 na ngụkọ 2006.
Koodu nzipu ozi bụ 450. [1]
Hụkwa ihe ozo[dezie | dezie ebe o si]
- Aba
- Ndepụta obodo dịcha na Abia steeti
Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Post Offices. NIPOST. Archived from the original on 7 October 2009. Retrieved on 2009-10-20.