Abbas Kaijuka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abbas Kaijuka
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịUganda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Disemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mmebe ejiji, wardrobe stylist Dezie
Abbas Kaijuka
Born (1989-12-15) 15 Disemba 1989 (age 34)
NationalityUgandan
OccupationFashion designer
Years active2016–present

Abbas Kaijuka bụ onye Uganda na ahu maka ejije akwa onye na emepụta Kwa ejiji nakwazi onye na achikota ejijea obukwa onye amara ama maka nnukwu ụlọ ọrụ ya ana akpo brand Kai,s divo o bụ onye sokwa na onye natara ihe nrite 2020 east Africa fashion awards bakwa fashion designer of the year award emere na afọ 2016 nawazi Abryanz style & fashion awards ma nweta ọtụtụ ihe nrite did iche iche nke gunyere east African designer of the year na afọ 2017 nakwa Swahili fashion week.[1][2][3] [4][5][6][7][8][9][10]

Onyinye na Nominations
Afọ Ihe nrite Ụdị Nsonaazụ Ref
2020 Ihe nrite ejiji nke East Africa Onye Nwe ejiji nke Afọ Ọwụwa Anyanwụ Afrịka Merie [11]

[12]

Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Ahọpụtara
2019 Ihe nrite Abryanz Style & Fashion Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Merie
Nwoke ahụ Na-enye Naịjirịa Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Africa Merie [13]
2018 Ihe nrite Abryanz Style & Fashion Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Ahọpụtara
Pearl nke Africa Fashion Awards Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Ahọpụtara
Ihe nrite nwoke, Naịjirịa Onye Nwe nke Afọ Africa Ahọpụtara
Izu ejiji Swahili Onye Ọdịdị Afọ Ọwụwa Anyanwụ Afrịka Ahọpụtara [14][15]
2017 Ihe nrite Abryanz Style & Fashion Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Ahọpụtara
Pearl nke Africa Fashion Awards Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Ahọpụtara
Izu ejiji Swahili Onye Ọdịdị Afọ Ọwụwa Anyanwụ Afrịka Ahọpụtara
2016 Ihe nrite Abryanz Style & Fashion Onye na-emepụta ejiji nke Afọ Merie
Rising Star Awards Onye A Ma Ama Stylist nke Afọ Merie
  1. Meet Kaijuka Abbas, Every Kampala Celebrity’s Favourite Fashion Stylist. Big Eye. Retrieved on 2 November 2020.
  2. "How Kaijuka Abbas Became Kampala’s Most Sought After Stylist". Retrieved on 2 November 2020.
  3. "Check out Ugandan designer Kai Divo’s collection at Swahili Fashion Week". Retrieved on 2 November 2020.
  4. Batuta. "Kaijuka Abbas Represents UG At Swahili Fashion Week". Retrieved on 1 November 2020.
  5. "Abbas Kaijuka Stands To Win African Male Designer In This Year’s Designer Awards Africa". Retrieved on 1 November 2020.
  6. "Rema's Designer Abbas Kaijuka Wins 'Designer of the Year Award' at Men's Fashion Week Nigeria". Retrieved on 1 November 2020.
  7. "Spice Diana and Designer Abbas Kaijuka Feature on the Sanyuka Wardrobe". Retrieved on 2 November 2020.
  8. ABBAS, KANSIIME, MCENSAL SCHOOL OF FASHION, SWAHILI FASHION WEEK EMERGE WINNERS AT EAST AFRICA FASHION AWARDS 2020. Haute Fashion Africa. Archived from the original on 28 November 2021. Retrieved on 1 November 2020.
  9. Kawalha. Abbas Kaijuka Reveals Success Behind his Fashion Line. Chimp Reports. Retrieved on 1 November 2020.
  10. "The Uganda International Fashion Week as it happened: Kaijuka Abbas from Uganda". Retrieved on 2 November 2020.
  11. "Abbas Kaijuka stands to win African male designer in this years designer awards Africa". Retrieved on 2 November 2020.
  12. Ruby. "Ugandan designer Kaijuka Abbas wins top African award in Nigeria". Retrieved on 1 November 2020.
  13. "It’s Official, Abbas Kaijuka Is The Designer Of The Year". Retrieved on 1 November 2020.
  14. Batuta. "Kaijuka Abbas Represents UG At Swahili Fashion Week". Retrieved on 2 November 2020.
  15. See Every Look From Kai’s Divo Collection’s New Collection Presented at Swahili Fashion Week. Satisfashion Ug. Retrieved on 2 November 2020.