Abdullah Gaith

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdullah Gaith
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoعبد الله غيث Dezie
Aha enyereAbdullah Dezie
aha ezinụlọ yaGaith Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Jenụwarị 1930 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Maachị 1993 Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

  Abdullah Gaith (28 Jenụwarị 1930 -12 Machị 1993) bụ onye na-eme ihe nkiri si Egypt. Ọ bụ nwanne nwoke nke onye na-eme ihe nkiri Hamdi Gaith, onye nwụrụ n'afọ 2006.

A mụrụ Abdullah Gaith n'obodo nta a na-akpọ Kafr Al-Shalshalmoon na mpaghara Sharqia Governorate, Egypt. Ọ gụrụ ihe nkiri na High Institute of Theatrical Arts .

N'etiti ọrụ ihe nkiri ya bụ: Al-Husain dịka onye nnupụisi (Al-Husaan Tha'eran- na Arabic), Mahran the Youth (Al Fata Mahran), na The Visit of the Aging Woman (Ziarat Al-Sayyidah Al-Ajuz).

N'etiti ọtụtụ ọrụ ya na TV : Sukun Al-Asifah (The Calm of the Storm) (1978), Ibn Taimeyyah (1984), Musa ibn Nusayr (onye ọchịchị Arab Muslim nke Africa nke duziri mmeri nke Spain), Abu Zaid Al-Hilali (1979), Antarah (1979), Al-Sindibad (1985), na Al-Kitabah Ala Lahmin Yahtariq (Writing on Burning Flesh) (1986).

Ọrụ Ghaith a ma ama na ihe nkiri bụ Mohammad, Messenger of God (U.S. title: The Message) (1976) nke na-akọ akụkọ banyere ịrị elu nke Islam.

Ndụ na ọnwụ mgbe e mesịrị[dezie | dezie ebe o si]

Abdullah Gaith nwụrụ n'abalị 12, ọnwa Machị afọ 1993 n'ihi ọrịa kansa.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha ya Ọrụ Ihe edeturu
1964 Adham al-Sharqawi
1965 Al Haram (Meme)
Al-Simmal Wal Kharif (The Autumn's Quail) Dabere na akwụkwọ akụkọ nke Naguib Mahfouz
1976 Mohammad, onye ozi Chineke Hamza ibn 'Abd al-Muttalib
1988 Milaff Samiah Sha,rawi (The File of Samiah Sharawi) Abdel Hakim Amer