Abdullahi Aliyu Sumaila

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdullahi Aliyu Sumaila
3rd Secretary to the Executive Council Of Kano
3rd [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byAbdu Sambo
Succeeded byMuhammad Sagagi
1st Principal Secretary to the Executive Governor of Kano
1st [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byOffice Established
Succeeded byAbdullahi Abubakar
2nd Secretary, People's Redemption Party
2nd [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
Born(1946-03-21) 21 Maachị 1946
Sumaila, Sumaila, Kano State, Nigeria
Died11 Jenụwarị 2003(2003-01-11) (aged 56)
Kano
NationalityNigerian
Political partyPeople's Democratic Party (Nigeria)
Alma materAhmadu Bello University
OccupationPolitician

Abdullahi Aliyu Sumaila (21 Machị 1946 - 11 Jenụwarị 2003) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nchịkwa Naijiria. Otu n'ime ndị nchịkwa mbụ ketara usoro nchịkwa nke mbụ nke ndị agha guzobere, jere ozi na Local Education Authority, Kano State Government na Federal Government of Nigeria site na 1967 ruo 2003 n'ọkwá dị iche iche. ọtụtụ n'ime mgbanwe nhazi ya ebe etinyere n'ọchịchị nke gọọmenti Naijiria.[1][2][3][4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Bernard-Thompson. Politics and government of the Nigerian "Second Republic": October 1, 1979-December 31, 1983. 
  2. (1983) Marxism and African Reality: Solidarity Message. Office of Adviser on Political Matters, Publicity and Propaganda Department, Governors Office. 
  3. Rabiu. KWANKWASIYYA IDEOLOGY:EMERGENCE,INFLUENCE AND LEGITIMACY. 
  4. Okanya (1990). Political Violence in Nigeria, The Experience under the Second Republic.