Abdulrazak Gurnah
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Obodoézè Nà Ofú, Tanzania |
| Aha n'asụsụ obodo | Abdulrazak Gurnah, Abdulrazak Gurnah, عبد الرزاق سالم قرنح |
| Aha ọmụmụ | Abdulrazak Gurnah |
| Aha enyere | Abdulrazak, Abd-ar-Razzaq, Abdulrazak |
| Aha ezinụlọ ya | Gurnah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1948, 20 Disemba 1948 |
| Ebe ọmụmụ | Zanzibar City |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Swahili |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, university teacher, prose writer, editing staff, odee akwụkwọ |
| Ụdị ọrụ ya | postcolonial literature, literary activity, editing |
| Onye were ọrụ | University of Kent, Bayero University Kano |
| Ọkwá o ji | Booker Prize judge |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Kent, University of London |
| Ogo mmụta | doctorate |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1987 |
| So na | Étonnants voyageurs |
| Onye òtù nke | Royal Society of Literature |
| Ụdị | prose |
| Ihe nrite | Fellow of the Royal Society of Literature, Nobel Prize in Literature, honorary doctorate, honorary doctorate of the University of Lleida |
| Ahọpụtara maka | Booker Prize, Booker Prize |
| Nọchitere anya ya | RCW Literary Agency |
Abdulrazak Gurnah FRSL (amụrụ na ubochi iri abuọ na onwa Disemba na afọ 1948) bụ onye Britain na-ede akwụkwọ akụkọ na agụmakwụkwọ a mụrụ na Tanzania. A mụrụ ya na Sultanate nke Zanzibar wee kwaga United Kingdom n'afọ ndị 1960 dị ka onye gbara ọsọ ndụ n'oge Zanzibar Revolution . [1] Akwụkwọ akụkọ ya gụnyere Paradise (afọ 1994), nke e depụtara maka Booker na Whitbread Prize; By the Sea (afọ 2001), nke e deppụtara maka Booker ma depụta maka Los Angeles Times Book Prize; na Desertion (afọ 2005), depụtara maka Commonwealth Writers' Prize.
[2] nyere Gurnah Ihe nrite Nobel nke 2021 na edemede "maka mmetụ ya na-enweghị nkwekọrịta na ọmịiko nke mmetụta nke ọchịchị na ọdịnihu nke onye gbara ọsọ ndụ na gulf dị n'etiti ọdịbendị na kọntinent". [3] [4] [5] bụ Prọfesọ Emeritus nke Bekee na Postcolonial Literatures na Mahadum Kent . [1]
- ↑ "Nobel Literature Prize 2021: Abdulrazak Gurnah named winner", BBC News, 7 October 2021. Retrieved on 9 October 2021. (in en-GB)
- ↑ Flood. "Abdulrazak Gurnah wins the 2021 Nobel prize in literature", The Guardian, 7 October 2021. Retrieved on 7 October 2021. (in en)
- ↑ "Nobel Literature Prize 2021: Abdulrazak Gurnah named winner", BBC News, 7 October 2021. Retrieved on 9 October 2021. (in en-GB)
- ↑ The Nobel Prize in Literature 2021. NobelPrize.org (7 October 2021). Archived from the original on 7 October 2021. Retrieved on 7 October 2021.
- ↑ Professor Abdulrazak Gurnah. University of Kent (7 October 2021). Archived from the original on 8 October 2021. Retrieved on 9 October 2021.