Abu Bakr Shawky
Ọdịdị
Abu Bakr Shawky
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Egypt, Austria |
| Aha enyere | أبو بكر |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Novemba 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Cairo |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, odee akwụkwọ |
| Ebe agụmakwụkwọ | New York University, The American University in Cairo, Cairo Higher Institute of Cinema |
Abu Bakr bụ onye edemede na onye nduzi Egypt-Austria.[1] A họọrọ ihe nkiri mbụ ya, Yomeddine, ka ọ sonye na 2018 Cannes Film Festival ma gosipụta ya na ngalaba Main Competition ma sọọ mpi maka Palme d'Or.[2]

Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Shawky bụ di Dina Emam.[3] Ha abụọ lụrụ onwe ha mgbe ha mepụtara ihe nkiri ha, Yomeddine .[4]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ DesHighPics (en). home | Desert Highway Pictures. Archived from the original on 2019-05-25. Retrieved on 2018-04-20.
- ↑ "The 2018 Official Selection", Festival de Cannes 2018, 2018-04-12. Retrieved on 2018-04-20. (in en)
- ↑ Youssef (June 1, 2018). Defying the gaze of others in Abu Bakr Shawky’s Yomeddine. Mada Masr. Retrieved on November 5, 2020.
- ↑ Cole (May 15, 2018). Leave the movie at the bedroom door, Cannes star couples say. The Daily Star. Agence France Presse. Retrieved on November 5, 2020.