Gaa na ọdịnaya

Action Against Trafficking in Persons and Smuggling of Migrants in Nigeria

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Action Against Trafficking in Persons and Smuggling of Migrants in Nigeria
otu
Mba/obodoNaijiria Dezie

Action Against Trafficking in Persons and Smuggling of Migrants in Nigeria (A-TIPSOM) bụ ọrụ nkwado nlekọta ọha nke ndi International na Ibero-American Foundation for Administration and Public Policy (FIIAPP) mebere na Naijiria. A-TIPSOM bụ ndị na-ahụ maka ịtụ mgbere mmadụ na mbupụ mmadụ na Naijiria.

A-TIPSOM bụ mmemme orụ e mere iji belata ịtụ mgbere mmadụ (TIP) na mbubata ndị na-akwaga na mba ọzọ (SOM) na ọkwa mba na mpaghara nke gbadoro ụkwụ na ụmụ nwanyị na ụmụaka na Naijiria. FIIAPP na-akwado A-TIPSOM. [1] [2] [3]

Onye ndu otu Action Against Trafficking in Person and Smuggling of Migrants (A-TIPSOM) bụ Rafael Molina. [4] [5]

Akụkọ ihe mere eme

[dezie | dezie ebe o si]

Ewubere ya n'afọ 2018 site na nkwekọrịta dị n'etiti European Union Delegetion (EUD) na Gọọmenti Nigeria ma bụrụ nke European Union (EU) na-akwado. [6] A-TIPSOM butere nzukọ ome na afọ mbata mba ụwa ewepụtara ya na Abuja, Nigeria na 2019 na emume nke atọ emere na Toronto, Canada site na Febuwarị 25 na Maachị 6, 2022. [7]

Ozi na Ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

A-TIPSOM na-arụkọ ọrụ ọnụ yana nzukọ dị iche iche nke abụghị nke gọọmentị na gọọmentị n'ụzụ di iche iche nke gụnyere nnapụta nke ndị na-ahụ maka ịtụ mgbere mmadụ, mgbasa ozi megide ịtụ mgbere mmadụ, ọzụzụ, na mmejuputa mmemme ọrụ sitere na iji 5 P iji kwụsị ịtụ mbere mmadụ ndị a: iwu, mgbochi, nchedo, mmekorita na ikpe.[8][9][10]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "About Us". A-TIPSOM Nigeria (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2022-03-29.
  2. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  3. ↑ "Trafficking: Arm NAPTIP, track illicit TIP funds, JIFORM tells FG". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). 2021-12-12. Retrieved 2022-03-29.
  4. ↑ "EU disburses €10m to combat human trafficking in Nigeria". Vanguard News (in Bekee ndị America). 2021-05-21. Retrieved 2022-03-29.
  5. ↑ Asare, Asare (2021-11-10). "NAPTIP, Police, NIS personnel trained to curb migrant smuggling". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2022-03-29.
  6. ↑ "NAPTIP, two others secure release of 15 Nigerian girls trafficked to Mali" (in Bekee ndị United Kingdom). 2022-02-21. Retrieved 2022-03-29.
  7. ↑ "Trafficking: Arm NAPTIP, track illicit TIP funds, JIFORM tells FG". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). 2021-12-12. Retrieved 2022-03-29.
  8. ↑ Report, Agency (21 February 2022). "NAPTIP, two others secure release of 15 Nigerian girls trafficked to Mali". Premium Times. Retrieved 29 March 2022.
  9. ↑ "NACTAL calls for collaborative effort to tackle human trafficking". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). 2019-07-31. Retrieved 2022-03-29.
  10. ↑ Adetayo, Ayoola (2021-07-26). "Blue Bus Frontliners: NACTAL's pivotal partnership with government against human trafficking". Pulse Nigeria (in Bekee). Retrieved 2022-03-29.