Adeola Olubamiji
Ọdịdị
Adeola Olubamiji
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kánada |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Eprel 1985 |
| Ebe ọmụmụ | Ibadan |
| Ọrụ ọ na-arụ | injinia |
| Ụdị ọrụ ya | biomedical engineering, ọ̀mụ̀ntụdị, materials science, 3D printing |
| Onye were ọrụ | Cummins |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Saskatchewan, Tampere University of Technology, Olabisi Onabanjo University |
Adeola Deborah Olubamiji bụ onye Naijiria-Canada na-ahụ maka teknụzụ bụ ọkachamara na mmepụta ihe mgbakwunye ígwè na plastik (nke a makwaara dị ka mbipụta 3D).[1][2] N'afọ 2017, ọ ghọrọ onye isi ojii mbụ nwetara nchizu akwụkwọPhD na Injinia Biomedical site na Mahadum Saskatchewan dị afọ 112, Canada.[3] Ọ gara n'ihu na-ekwu okwu TEDx banyere otu o si eji mbipụta 3D maka mgbake nke cartilage nkwonkwo mebiri emebi na Canada.[4][5][6][7][8]
- ↑ "Hawking at age 10 made me-more determined". Guardian Nigeria. Archived from the original on 2018-04-10. Retrieved 2020-05-30.
- ↑ "How I became one of Canada's 150 most influential black woman —32-year -old Olubamiji » Features » Tribune Online". Tribune Online (in Bekee ndị United Kingdom). 2017-07-21. Retrieved 2020-05-30.
- ↑ "Guardian Woman". GuardianNG. November 2017. Archived from the original on 2022-03-17. Retrieved 2022-10-23.
- ↑ "TEDx BellswoodWomen". TEDx Events. December 4, 2018.
- ↑ "Development of 3D Printed Cartilage Constructs". Material Science. 2016.
- ↑ Olubamiji, Adeola D. (2017). "Traditional Invasive and Synchrotron-Based Noninvasive Assessments of Three-Dimensional-Printed Hybrid Cartilage Constructs In Situ". Tissue Engineering Part C: Methods. 23 (3): 156–168. doi:10.1089/ten.tec.2016.0368. PMID 28106517.
- ↑ Olubamiji, Adeola D. (2016). "Modulating mechanical behaviour of 3D-printed cartilage-mimetic PCL scaffolds: influence of molecular weight and pore geometry". Biofabrication. 8 (2). doi:10.1088/1758-5090/8/2/025020. PMID 27328736.
- ↑ "Using synchrotron radiation inline phase-contrast imaging computed tomography to visualize three-dimensional printed hybrid constructs for cartilage tissue engineering". Journal of Synchrotron Radiation. 23. 2016.