Gaa na ọdịnaya

Aderonke Kale

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aderonke Kale
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAderonke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Julaị 1939 Dezie
Ebe ọmụmụColonial Nigeria Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya8 Novemba 2023 Dezie
Ebe ọ nwụrụLondon Dezie
Ebe oliliIjebu Ode Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysician, soldier Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of London, University of Ibadan Dezie
Ọkwa aghaizugbe Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Aderonke Kale bụ onye na-ahụ maka ọrịa uche nke ndị agha Naijiria . o biliri ibu onye isi ndi agha Naijiria na-ahu maka ahụike.

aderonke kale kuziri dika dibia bekee na mahadum mahadum, nke mechakwara buru ulo akwukwo mahadum nke Ibadan.kale meziri okachamara n'ihe gbasara uche na mahadum London. a kpaliri ya ịbanyeisi mgbaka.[1] Ọ rụrụ ọrụ nwa oge na Britain wee laghachi Naijiria na 1971.[2]

Otu afọ mgbe e mesịrị na 1972, ọ sonyeere ndị agha Naijiria. Nke a bụ mkpebi a na-adịghị ahụkebe maka ụmụ nwanyị n'oge ahụ, ọkachasị ndị nọ n"ọkwa ọkachamara dị elu.[2] Ọ bụ onye colonel na osote onye isi nke Nigerian Army Medical Corps site na 1990. E mechara bulie ya n'ọkwa brigadier-general ma n"ime nke a ọ ghọrọ nwanyị mbụ n "West Africa".[2] A kwalitere Kale ka ọ bụrụ onye isi ọchịagha n'afọ 1994 wee bụrụ nwanyị Naijiria mbụ nwetara ọkwa ahụ.[3][4] Ọ bụkwa nwanyị mbụ bụ onye isi na West Africa.[5] Ọrụ ya bụ na mbụ dị ka onye isi na-ahụ maka isi mgbaka na ndị agha.[2] Kale mechara bụrụ onye nduzi nke Ndị otu ahụike Naịjirịama bụrụkwa onye isi ahụike 1996


cal Officer ruo 1996.[3][5] Nke a bụ oge mbụ n'akụkọ ihe mere eme nke ndị agha Naijiria na e nyere nwanyị ọrụ maka nlekọta ahụike nke ụmụ agha niile nke Naịjirịa na ọkwa niile na nkwadebe maka na n"oge agha. Ọ lara ezumike nká na 1997.[6]

Ndụ onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Aderonke Kale na 13th, February 1959. Nna Kale bụ onye na-ahụ maka ọgwụ na nne ya bụ nkụzi ma ha hụ na ọ gụrụ akwụkwọ nke ọma. Kale gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Lagos na Zaria wee gụọ akwụkwọ sekọndrị na St. Anne's School, Ibadan na Abeokuta Grammar School.[7][3][8]

Kale mụrụ nwa nwoke na 1975, Yemi Kale, onye ghọrọ onye na-ahụ maka ọnụ ọgụgụ nke Naijiria.[9] O nyere ala maka ntọala nke Bodija-Ashi Baptist Church na Ibadan.[10]

Kale bụ onye Yoruba.[7][3][8]

  • Abimbola Amusu

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Amodeni (2018-06-04). Retro: Inspiring story of Nigeria's first female Army General Aderonke Kale, she retired in 1996 (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2019-07-29.
  2. 1 2 3 4 DAWN COMMISSION || General Aderonke Kale (rtd) – Nigeria's First Lady Army General. dawncommission.org. Archived from the original on 2019-07-29. Retrieved on 2019-07-29.
  3. 1 2 3 4 "Discover Nigeria: Meet Nigeria's First Woman General", Connect Nigeria, 28 January 2014. Retrieved on 29 November 2017.
  4. "Metro - Nigeria Army Promotes 27 to Major-general, Woman makes List", Nigerian Bulletin, 13 December 2013. Retrieved on 29 November 2017.
  5. 1 2 Suleiman. "The World of Female Soldiers", Tell Nigeria, 7 September 2013. Retrieved on 29 November 2017.
  6. "Itunu Hotonu - Nigeria's First Female Rear-Admiral", Global Media News Alert. Retrieved on 29 November 2017.
  7. 1 2 Smith (2008). The Oxford Encyclopedia of Women in World History (in en). Oxford University Press. ISBN 9780195148909. 
  8. 1 2 "Celebration Of Achievement Is Not Tribalism", Nigerian Voice, 14 August 2015. Retrieved on 29 November 2017. (in en)
  9. "PROFILE: Kale, the statistician who broke a 24-year jinx to drag Nigeria closer to Vision 2020", The Cable, 21 October 2016. Retrieved on 29 November 2017.
  10. Our Church History. Bodija-Ashi Baptist Church. Archived from the original on 19 March 2019. Retrieved on 29 November 2017.