Adowarim Lugu Zuri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adowarim Lugu Zuri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịGhana Dezie
Aha enyereZuri Dezie
Ebe ọmụmụPaga Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Akan language, Kassem language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Ghana, Archbishop Porter Girls Senior High School Dezie

Adowarim Lugu Zuri bụ otu n'ime ndị ọchụnta ego Ghana kacha dị ntakiri bụ ndị na-ere aki oyibo, ahịa ọ bụ ụmụ nwoke na-achị kpamkpam na Ghana. Ọ bụ onye guzobere na onye njikwa nke Wazuri Ghana Limited, ụlọ ọrụ na-emepụta ma na-ere aki oyibo n'ọtụtụ buru ibu. [1] [2] [3] Edepụtara ya dị ka otu n'ime ndị nwanyị otu nari kacha pụta ìhè na ndị ọchụnta ego na Ghana na 2016. [4]

Ndụ Mmalite na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Zuri na Paga dị na Upper East Region nke Ghana mana o mechara kwaga Accra ya na ezinụlọ ya. Ọ gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Archbishop Porter Girls Secondary School na Tarkoradi . Ma gụsịkwa akwụkwọ na Mahadum Ghana na 2016 site na nzere bachelọ na Consumer Science. [5] [6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ mbụ ya na ụlọ akwụkwọ sekọndrị, Zuri mgbe ọ dị afọ iri na asatọ jikọtara agụmakwụkwọ ya na azụmahịa nke ire mmiri ekechiri ekechi . O mechara gbasapu azụmahịa ya wee gụnye iresị ụmụ akwụkwọ nọ n'ụlọ akwụkwọ ya uwe. Nzute ya na onye na-ere aki oyibo bụ onye na-arụ ọrụ n'akụkụ ụlọ ọrụ nna ya, kpaliri ya ịmalite izu ahịa aki oyibo nke ọ chọpụtara na ọ na-enye nnukwu ego. Zuri mechara hiwe ụlọ ọrụ Wazuri Enterprise tupu ọ gbaa afọ iri abụọ. Ụlọ ọrụ ya, Wazuri Enterprise enyela ihe karịrị ndị ntorobịa Ghana iri abụọ ọrụ. [7]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. The Adowarim Theory: Message from the Morning Man - MyJoyOnline.com. www.myjoyonline.com. Retrieved on 2019-09-05.
  2. Africa (2018-03-15). Ghanaian entrepreneur finds success by growing and selling coconuts (en). RisingAfrica.org. Archived from the original on 2019-03-23. Retrieved on 2019-09-10.
  3. SolutionsTeam. Ghanaian entrepreneur finds success by growing and selling coconuts (en-gb). www.solutions4africa.com. Archived from the original on 2019-06-30. Retrieved on 2019-09-10.
  4. WomanRising. 2016 – 100 Most Outstanding Women Entrepreneurs In Ghana – WomanRising (en-US). Archived from the original on 2019-09-04. Retrieved on 2019-09-05.
  5. Akpah. Africa Rising Profiles: Meet Ms. Adowarim Lugu-Zuri From Ghana (en). The African Exponent. Archived from the original on 2019-09-05. Retrieved on 2019-09-05.
  6. Tetteh. Adowarim Lugu-Zuri …the lady who brought pride to coconut selling | Business & Financial Times Online (en-US). Retrieved on 2019-09-05.
  7. Akpah. Africa Rising Profiles: Meet Ms. Adowarim Lugu-Zuri From Ghana (en). The African Exponent. Archived from the original on 2019-09-05. Retrieved on 2019-09-05.