Adrian Tibaleka
Ọdịdị
Adrian Tibaleka
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Uganda |
| Aha enyere | Adrian |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of Parliament of Uganda |
Adrian Tibaleka bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. A họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista Steeti maka ndị agadi na ndị nwere nkwarụ na Kọmitii Ugandan, na 6 June na afọ pụkụ abụọ na iri na isii. [1] Otú ọ dị, kọmitii nhọpụta ndị omeiwu jụrụ nhọpụta ya.[2][3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Uganda State House (6 June 2016). Museveni’s new cabinet list At 6 June 2016 (PDF). Archived from the original on 7 October 2016. Retrieved on 12 June 2016.
- ↑ Sadab Kitatta Kaaya (17 June 2016). Uganda: How Ministers Lost, Won Vetting Battle. Retrieved on 19 June 2016.
- ↑ Solomon Arinaitwe (17 June 2016). Uganda: MPs Reject Three Cabinet Nominees. Retrieved on 19 June 2016.