Adrienne Camp

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Melissa Camp
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereAdrienne Dezie
aha ezinụlọ yaCamp Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Julaị 1981 Dezie
Ebe ọmụmụGqeberha Dezie
Dị/nwunyeJeremy Camp Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2001 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịegwu Ndị Kraịst nke oge a Dezie
akara ndekọBEC Recordings Dezie

  Adrie rentnne "Adie" Camp (née Liesching; amụrụ n'abalị iri na abụọ nke ọnwa Julaị afọ 1981) bụ onye South Africa na-agụ egwu na onye na-ede egwu, onye a maara di ka onye isi abụ nke Christian pop-rock band nke Benjamin Gate tupu otu ahụ agbahapụ n'afọ 2003. O nyere aka na mmelite abọm ndị ọzọ na-eme ihe omume, dị ka ngụkọ egwu ya na onye na-eti egwu bụ John Reuben gosipụtara na abọm ya Professional Rapper na ụda olu ya na abọm di ya Jeremy Camp's Restored na Live Unplugged, mgbe Benjamin Gate gbasasịrị.

Ọ na-arụ ọrụ ugbu a n'okpuru aha "Adie" ma wepụta abọm mbụ ya bụ Don't Wait n'abalị iri abụọ na isii nke ọnwa Septemba afọ 2006. Dị ya bụ Jeremy Camp so na mmepụtara abọm ahụ. Egwu ya "Your Way" gbagọrọ ma ruu ogo nke iri na ise bụ Top 15 na chaatị Magazin Ndị otu Kraịst nke R&R n'onwa Mee afọ 2007.[1] E wepụtara ntọhapụ ya nke abụọ, nke akpọrọ Just You and Me, n'ọnwa Machị afọ 2010.

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Disemba afọ 2003, Liesching lụrụ onye egwu America, bu Jeremy Camp. Di na nwunye a zutere na njem ọnwa atọ n'afọ 2002. Ha nwere ụmụ atọ.[2]

Olu[dezie | dezie ebe o si]

Todd Hertz nke otu Christianity Today kọwara olu Camp dị ka olu "ihu n'anya na obi ọṅụṅụ ọkụ" "njikọ dị ịtụnanya nke Bjork na ike nke Shirley Manson. "[3] Onye nyocha n'edere ndị Daily Herald ihe odide nke Arlington Heights, Illinois kọwara olu Camp dị ka ihe na-akpali ncheta nke Gwen Stefani, Aimee Echo, Christina Aguilera, na Shakira, n'oge ahụ niile "na-anọgide na-abụ pụrụ iche ma dị iche."[4]

Discografị[dezie | dezie ebe o si]

Nke Benjamin Gate

  • Spinning Head EP
  • Comeputyourheadupinmyheart
  • Demographics
  • Untitled
  • Mmekọrịta

Ndị dị Naanị otu

  • Don't Wait (26 September 2006)
  • Just You and Me (9 March 2010)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. As played on the Weekend 22 countdown on 24 May 2007, retrieved 1 June 2007
  2. Jeremy Camp: Author of I Still Believe. Christian Book Previews. Archived from the original on 3 December 2011. Retrieved on 21 January 2012.
  3. Hertz. "Power Punch Praise", Christianity Today, 12 November 2001. Retrieved on 23 June 2012.
  4. Thorne. "Benjamin Gate make catchy, fun pop on 'Contact'", Daily Herald, 22 November 2002. Retrieved on 23 June 2012.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]