Jump to content

Afia Pokua

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Afia Pokua
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha enyereAfia Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ntaakụkọ Dezie
Afia Pokua
Alma materGhana Institute of Journalism, Labone Senior High School
OccupationNews anchor, Broadcaster, Journalist
Known forNews Anchor

Afia Pokua (nke a maara dị ka Vim Lady ) bụ onye mgbasa ozi mba Ghana na onye isi nhazi mmemme na Despite Media Group, na-achikota Peace FM, Okay FM, Neat FM na Hello FM na Kumasi .[1][2]

Agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Afia gara Labone Senior High School maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya. Ọ gazie ulo akwuwko nta akuko na Ghana yana Ghana Institute of Management And Public Administration maka nzere bachelọ na iwu.[3]

Onodu oru

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụbu onye nchịkọta akụkọ nke Adom FM, onye enyemaka nke Multimedia Group Limited.[4][5] Afọ asaa gara aga, Afia nwara ịhapụ Mulitimedia n'ihi nghọtahie ya na ndị nchikota nwere.[1]

N'ọnwa nke iri na 2019, ọ gbara arụkwaghịm na Multimedia Group wee sonye na UTV, ụlọ ọrụ ihe onyonyo satellite nke Despite Media Group nwe . Ugbu a, Afia Pokuaa bụ onye na-elekọta Egyaso Gyaso, usoro nyocha akụkọ a ma ama nke a na-egosi na Okay FM ubochi Mọnde na Fraịdee n'etiti elekere asaa nke abali na ma o jiri okara gaa elekere itolu itolu nke abali.[6] Ọ na-esokwa na-akwado ihe ngosi ụtụtụ nke UTV nke akpọrọ Adekye Nsroma .

Ihe nrite na nkwanye ùgwù

[dezie | dezie ebe o si]

Radio na Television Personalities Awards onye nwanyi nta akuko nke afo 2019–2020.[7]

Ndụ nke onwe onye

[dezie | dezie ebe o si]

Na onwa Mee 2020, Afia Pokua kpughere na nke mbụ ya na o nwere nwa nwoke, onye nọ n'afọ iri na ụma.[8][9]

Ọrụ afọ oma

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2018, ọ tọrọ ntọala SugarDem Ministry, otu na-akwado mmekọ nwoke na nwanyị nke e guzobere iji kwekọọ na PepperDem Ministry nke na-akwado ụmụ nwanyị ka ha na ụmụ nwoke nwee mmekọrịta siri ike.[10]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Vim Lady's departure: Big loss to Adom FM and a gain for UTV. Graphic Online. Retrieved on 17 February 2020.
  2. Glitz top 100 inspirational women – Page 100 – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2022-05-28.
  3. Afia Pokua, Biography. ghanaweb.com. Archived from the original on 2021-11-24. Retrieved on 2021-11-24.
  4. "Check Out These Hot Photos of Afia Pokuaa Vim Lady + Biography". Retrieved on 8 August 2018.
  5. 2017 WomanRising 100 Most Influential Ghanaian Women. womanrising.org. Archived from the original on 26 February 2018. Retrieved on 31 March 2018.
  6. Afia Pokuaa aka Vim Lady finally joins UTV from Multimedia, hosts her first show » GhBase•com™. GhBase•com™ (19 October 2019). Archived from the original on 7 November 2019. Retrieved on 7 November 2019.
  7. Full list of 2020 RTP Award winners (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-11-26.
  8. Afia Pokuaa shows off her grown up son for the first time? (Photos) (en-US). GHSPLASH.COM (2020-05-12). Archived from the original on 2020-05-18. Retrieved on 2021-03-07.
  9. Mama's Boy – Vim Lady Outdoors Her Handsome Son Who Is A Year Older Today (en-US). GhanaCelebrities.Com (2021-03-05). Retrieved on 2021-03-07.
  10. "We never said cooking by women is slavery – Pepper Dem clarifies stance", citifmonline.com, 26 February 2018. Retrieved on 31 March 2018.