Afolabi Olabimtan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Olabimtan nwetara PhD na Mahadum Lagos na Asụsụ Africa.[1] Ọ ghọrọ ọkachamara n'asụsụ Yoruba, ma dee ọtụtụ akwụkwọ akụkọ n'asụsụ ahụ, dị ka Kekere Ekun na 1967 na Ayanmo na 1973.

  1. Nigerian Congress:Senators of the Fourth Republic (1999-2001). Archived from the original on 2006-01-11. Retrieved on 2006-08-01.

Àtụ:Nigerian Senators of the 4th National Assembly